Eletrik: Ndị omebe iwu na-akpọ ka a kwụsịtụ iwepụ ego enyemaka ezubere iche
Ụlọomeiwu Naịjirịa arịọọla Gọọmenti etiti mba ahụ arịrịọ ka ha hapụ iwepụ ego enyemaka ọkụ latrik, ọkachasị n'ihi…
Onye isi ala Tinubu họpụtara Nandap ka ọ bụrụ Comptroller General, Immigration Service
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ahọpụtala Kemi Nanna Nandap ka ọ bụrụ Comptroller-General nke Nigeria Immigration…
Onye ndu Naijiria kwughachiri nkwa imelite ahụike maka ụmụ amaala
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu kwusiri ike nraranye ya n'ịkwalite ahụike maka ndị Nigeria niile site na…
Abuja: Onye isi ala Tinubu na-akọwapụta ihe ọ rụpụtara
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, na-ekwu na ọchịchị ya n'ime ihe na-erughị ọnwa itoolu dekọtara ihe ndị dị…
Onye isi ala Tinubu alaghachila n’Abuja ka ọgbakọ AU gachara
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu alọghachila n'Abuja ka ọ gachara njem ụbọchị anọ na isi obodo Etiopia, Addis Ababa,…
NGO na-azụ ndị nta akụkọ maka mbelata ọdachi na Sokoto steeti
Otu na-abụghị nke gọọmentị "Christian Aid Nigeria Project" ahazila ọzụzụ ụbọchị abụọ maka ndị nta akụkọ banyere ịdọ…
Nigeria Army General na-enweta ọkwa United Nations
A họpụtara Brigadier General nke Nigeria Gabriel Olufemi Esho ka ọ bụrụ osote onye agha nke United Nations Mission…
Ọka Okwu Ekwela Nkwa Imelite iwu Ntuli Aka Maka Afọ 2027
Onyeisi ụlọ omebe iwu Naijiria bụ Hon. Abbas Tajudeen, ekwuola na Ụlọ omebe iwu nke iri ga-arụ ọrụ iji wepụta usoro…
Emume Lent: Kpee Ekpere Maka Naijiria – Nwunye Onyeisiala Gwara Ndị Otu Kraịst
Dị ka ndị otu Kraịst nọ na Naịjirịa na-esonyere ndị ọzọ kwesịrị ntụkwasị obi n'ofe ụwa were mee emume oge Lent,…
Nchekwa: Onyeisiala, Ndị Gọvanọ Na-Atụle Ịnakwere Ndị Uwe Ojii Nke Steeti
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ha na-atụle ịnakwere ndị uwe ojii steeti iji gboo ihe ịma aka na-arị elu nke enweghị…