Isiokwu Onyeisiala Buhari Agbatiala Ọkwa Ndị Director General Ike Umenaba Jan 23, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari akwadola imeghari n'ọkwa nke Maazị Aliyu Abubakar na Mazị John Asein dịka ndị Directors…
Isiokwu Kọmịshọn Ekwela Nkwa Ọnụọgụgụ Mmadụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi. Ike Umenaba Jan 21, 2023 0 Onye isi oche Kọmịshọn na-ahụ maka ọnụọgụgụ mmadụ na Naijiria (National Population Commission, NPC), bụ Nasir…
Isiokwu Naijiria Amapụtala Ego Dị N1.9 Trillion Maka NNPC Ịrụgharị Okporo Ụzọ Ike Umenaba Jan 19, 2023 0 Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti enyela ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Corporation (NNPC), Ltd ikike ịrụgharị…
Isiokwu Ọka Okwu Akpọọla Oku Maka Ịdị N’otu N’ihu Ntuli Aka Afọ 2023 Ike Umenaba Jan 17, 2023 0 Ọka okwu ụlọ omebeiwu Naijiria bụ Hon. Femi Gbajabiamila akpọkuola ndị otu ya na ndị Naijiria ka ha dịrị n'otu maka…
Isiokwu Onyeisiala Buhari Enweela Aṅụrị N’Isi Akande Maka Ịgba Afọ Iri Asatọ Na Anọ. Ike Umenaba Jan 16, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari ekeleela aka chịrị Osun steeti n'oge gara aga bụ Chief Bisi Akande, onye isi oche mbụ…
Isiokwu Otu Obodo Ekeleela Soludo Maka Ọkwa Ọhụrụ Ya Ike Umenaba Jan 14, 2023 0 Ndị otu a kpọrọ Anambra Civil Society Network (ACSONET) ekeleela aka na-achị steeti Anambra bụ Ọkammụta Charles…
Isiokwu NNPC Ga-Egwu Olulu Mmanụ Izizi Na Steeti Nasarawa Ike Umenaba Jan 14, 2023 0 Ụlọ ọrụ Nigerian National Petroleum Company NNPC Limited adịla njikere igwu olulu mmanụ mbụ na Nasarawa steeti,…
Isiokwu Iwu Ntụliaka Ọhụrụ: Gọvanọ Osun steeti Ekeleela Onyeisiala Buhari Ike Umenaba Jan 13, 2023 0 Aka na-achị Osun steeti bụ Ademola Adeleke etoola Onyeisiala Muhammadu Buhari maka inye nkwado ya na iwu ntuliaka…
Isiokwu Ndị Omebeiwu Ga-enyocha Ebubo Ntufu Ego Sitere Na Ire Mmanụ N’ụzọ Iwu Akwadoghị. Ike Umenaba Dec 20, 2022 0 Ụlọ omebeiwu ekpebiela iguzobe kọmitii nchere oge ga-enyocha ebubo maka ire mmanụ Bonny Light crude nke dị nde…
Isiokwu Ntụliaka Afọ 2023: Otu Ndọrọndọrọ Ọchịchị Ekwela Nkwa Inye Ezi Gburugburu Azụmaahịa. Ike Umenaba Dec 20, 2022 0 Onye ji ọkọlọtọ Young Progressive Party (YPP) azọ ọkwa ọchịchị Federal Constituency nke Awka North na South bụ Hon.…