Author
Ike Umenaba 362 posts 0 comments
Sineti Akwadola Arịrịọ Onyeisiala Ihọpụta Ndị Ndụmọdụ Iri Abuo Pụrụ Iche
Sineti enyela nkwado ngwa ngwa n'arịrịọ Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu rịọrọ ka ọ họpụta ndị ndụmọdụ iri abụọ…
Naijiria Ga-akwalite Azụmahịa Na Mmekọrịta Akụnaụba Na China
Gọọmenti Naijiria adịla njikere ime ka mmekọrịta azụmahịa na akụ na ụba ya na Repọblik nke China dịkwuo mma maka…
Gọvanọ Zulum Nke Borno Steeti Agaala Ekpere Olili Ozu Nke Ụbọchị Atọ Nke SSG
Gọvanọ Zulum nke Borno steeti agaala ekpere olili ozu nke ụbọchị atọ nke odeakwụkwọ gọọmentị steeti ahụ bụ Alhaji…
Ego Enyemaka Mmanụ : Ngwọta Adịla Nso Maka Esemokwu Gọọmentị Na Ndị Ọrụ
Ọgbaghara dị n'etiti gọọmentị Naịjirịa na ndị ọrụ ka ewepụchara ego enyemaka na mmanụ ụgbọala na-eji nwayọọ nwayọọ…
Onye Bụbu Onye Isi Ndị Ọrụ Enyefeela Onye Ga-anọchi Anya Ya
Onye isi ndị ọrụ nke onye isi ala Muhammadu Buhari bụ Ọkammụta Ibrahim Gambari enyefeela Femi Gbajabiamila nọchiri…
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi Steeti Dị Ka onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ PDP .
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi steeti bụ Bala Mohammed dịka onyeisi oche ọhụrụ nke People's Democratic Party (PDP)…
Sinetọ Na-anọchite Anya Anambra Central Enyela Akaụntụ Maka Ọrụ Nlekọta
Sinetọ Uche Ekwunife bụ Sinetọ na-anọchite anya Anambra Central na ọgbakọ omebe iwu obodo n'ụbọchị Satọde nyere ndị…
Ule Nnabata : Naijiria Amachibidola Ụmụaka Erubeghị Ogo
Gọọmenti Naịjirịa amachiela ụmụaka na-erubeghị eru isonye na ule mbata maka nnabata n'ụlọ akwụkwọ Unity na mba ahụ.…
Onyeisi FIFA Ekeleela Pinnick Maka Ihe Nrite OFR Awards
Onye isi oche FIFA, Gianni Infantino, kelere Amaju Pinnick, onye bụbu onye isi oche, Nigeria Football Federation,…