Azụmahịa Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Gọvanọ CBN Ọrụ. Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu GCFR akwụsịla Gọvanọ Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Maazị Godwin Emefiele ọrụ…
Isiokwu Onyeisiala Naijiria Zutere ndị Gọvanọ G5 Ike Umenaba Jun 8, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu na-enwe nzukọ ya na ndị Gọvanọ Rivers, Benue, Abia, Enugu steeti, tinyere aka na-achị steeti…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Zutere Gọvanọ Steeti Plateau Ike Umenaba Jun 8, 2023 0 Onye isi ala Bola Tinubu na Thursday zutere Gọvanọ Caleb Mutfwang nke Plateau State na State House, Abuja. Nzukọ…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’akwụkwọ Imegharị Ụkpụrụ Iwu. Ike Umenaba Jun 8, 2023 0 N'igosi ikike e nyere ya n'okpuru iwu Naijiria, Onyeisiala Bola Tinubu na Tọọzde na State House kwadoro mmezigharị…
Omenala DG Akwadola Iguzobe Ngalaba Omenala Afrika na Mahadum Dutch Ike Umenaba Jun 8, 2023 0 Ụlọ orụ National Council for Arts and Culture kwusiri ike na ọ dị mkpa ka e guzobe ụlọ ọrụ ọmụmụ ihe n'Africa maka…
Naijiria Ndị Omebe Iwu Bayelsa Steeti Ahọpụtala Ingobere Dị Ka Ọkaokwu Ike Umenaba Jun 6, 2023 0 Ahọpụtala Abraham Ingobere n'enweghị mgbagha maka oge nke abụọ dị ka onyeisi ụlọ omebe iwu Bayelsa steeti.…
Isiokwu Gọọmenti Edulatala Ụmụ Amaala Naijiria Ọzọ Tọrọ Atọ Na Libya Ike Umenaba Jun 6, 2023 0 Gọọmenti Naijiria na mmekorita ya na International Organisation for Migration (IOM) edulatala ndị Naịjirịa ọzọ dị…
Naijiria INEC Jụrụ Ihe Ngosi Obi Na Steeti Iri Na Asaa Megide Onyeisiala Tinubu Ike Umenaba Jun 6, 2023 0 Ndị otu Independent Electoral Commission INEC ajụla arịrịọ onye zọrọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP) bụ Maazị…
Naijiria Osote Onyeisiala Shettima Etiela Ezi Na Ụlọ Ọkammụta Ajewole Aka N’obi Ike Umenaba Jun 6, 2023 0 Osote onye isi ala Naijiria, Sinetọ Kashim Shettima ekeleela ezinụlọ nke Prọfesọ Opeyemi Ajowole, bụ Ọkammụta ama…
Isiokwu Ndị Sineti Naịjirịa Ajụla Iwu Gbasara Akụrụngwa Mmiri Na-ese Okwu Ike Umenaba Jun 6, 2023 0 Ndị sineti Naijiria nọrọ na Tuuzde jụ iwu nke Nigeria Inland Waterways Bill, 2023, mgbe e depụtara ya maka…