Author
Ike Umenaba 362 posts 0 comments
Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Onyeisi EFCC Ọrụ
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, GCFR na Wednesde, kwadoro nkwusioru ebighi ebi nke onyeisi oche, Economic…
Otti Ahọpụtala Onyeisi Nchịkwa maka Abia College of Health Sciences
Gọvanọ Alex Otti nke Abia akwadola nhọpụta Mazi Aloysius Okezie dịka onye isi nchịkwa, Abia State College of Health…
Osote onyeisiala Shettima Na Onye Odeakwụkwọ Na-adịgide Adịgide Na Ndị Ọzọ Enweela Nzukọ…
Osote onyeisiala Naijiria, Sịnetọ . Kashim Shettima, agwala onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, State House, Mr…
Gọvanọ Kogi Steeti Achụọla Kọmishọna Na-ahụ Maka Ọrụ Ugbo Na Ndị Ọzọ
Gọvanọ Kogi steeti bụ Yahaya Bello achụọla kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo bụ David Apeh.
Ndị ọzọ a chụrụ n’ọrụ…
Onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ Kelele Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu
Onye isi oche nke Nigeria Governors Forum, NGF, AbdulRahman AbdulRazaq kelere Sịnetọ Godswill Akpabio na onye…
Mbanye 2023: JAMB Ga-eme Ọgbakọ Atụmatụ N’oge Adịghị Anya
Joint Admissions and Matriculation Board JAMB ewepụtala abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Juun maka nzụkọ atumatu 2023…
Gọvanọ Legọs steeti Kelere Ndị Ndu Ndị Omebeiwu
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu kelere onye bụbu Mịnịsta Naịja Delta na onye bụbu Gọvanọ Akwa Ibom…
Ndị Omebeiwu Kelele Gbajabiamila, Nabata Abbas
Ndị otu ụlọ omebe iwu kelere ọka okwu n'oge gara aga, Maazị Femi Gbajabiamila ma nabata onye isi oche ọhụrụ, Mr.…
Onyeisiala Tinubu Ekwela Nkwa Irụkwu Ọrụ Na Ngalaba Agụmakwụkwọ
Onyeisiala Bola Tinubu ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-etinyekwu ego na ngalaba mmụta iji hụ na nwa Naịjirịa ọbụla,…