Akụkọ na ewuewu ‘I burula aghụghọ agụghọ gị bịa ọzọ’… Ihe APC sara Obasanjo CHIDI IGWE Feb 28, 2023 0 Otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress ekwuola na aka chịburu Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo bụ onye aghụghọ na…
Akụkọ na ewuewu Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka sineti Abia North CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Aka chịburu Abia Steeti bụ Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka ịga n'ihu na-anọchite anya mpaghara Abia North n'ụlọ…
Akụkọ na ewuewu Gwa ndị nkwado unu ha kwụsị ikesa ozi ga-akpata ọgbaghara – Ndị uweojii Naịjirịa CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Ndị uweojii Naịjịrịa ewepụtala ozi nye ndị na-azọ okwa onyeisiala na-agwa ha ka ha dụọ ndị nkwado ha ndụmọdụ n’okwu…
Akụkọ na ewuewu INEC kwụsịtụrụ ịmegharị ntuliaka na okpuru ochichi asaa dị na Abia steeti CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Akwụsịla ntuliaka onyeisiala na ụlọ ọgbakọ omebe iwu mba ọzọ n'ime ọchịchị ime obodo asaa n'ime 17 dị na Abia…
Akụkọ na ewuewu “Dọọ Inec aka na ntị” – NLC gwara Buhari CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Otu jikọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ 'Nigeria Labour Congress' (NLC) ekwupụtala mgbagwoju anya ha n'etu ngụkọ ntuliaka…
Akụkọ na ewuewu Nwa Gọvanọ Ganduje adaala ntuliaka ụlọomeiwu nta CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Umar Ganduje bụ nwa Gọvanọ Kano steeti adaala na ntulika ụlọmeiwu nta o zọrọ. Tijani Jobe nke NNPP meriri ya iji…
Akụkọ na ewuewu Gburugburu adaala ntuliaka Sineti Enugwu North CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Gọvanọ Enugwu Steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyi adaala ntuliaka ịnọchite anya mpaghara Enugwu North n'ụlọ omeiwu ukwu nke…
Akụkọ na ewuewu Gọvanọ Umahi, Kama, Igariwey meriri dị ka Senator, Reps Members CHIDI IGWE Feb 27, 2023 0 Gọvanọ Ebonyi Steeti Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Nigeria, David Umahi nke All Progressives Congress, APC, ekwupụtala onye…
Akụkọ na ewuewu Aga amalite iguputa ka okwe siri gba na ụtụtụ Mọnde-INEC CHIDI IGWE Feb 26, 2023 0 Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) yigharịrị nchịkọta na ọkwa ọkwa onyeisiala nke afọ 2023…
Afịrịka Flying Eagles meriri Mozambique iji ruo agba nke anọ nke asọmpi iko mba Afrịka U-20… CHIDI IGWE Feb 26, 2023 0 GỤỌ KWESỊRỊ: Gambia meriri Zambia rute asọmpị AFCON U20 Onye isi ndị nkuzi Flying Eagles Isah Ladan Bosso gbara…