Take a fresh look at your lifestyle.

Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka sineti Abia North

0 423

Aka chịburu Abia Steeti bụ Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka ịga n’ihu na-anọchite anya mpaghara Abia North n’ụlọ omeiwu ukwu Naịjirịa.

Kalu onye nọ na pati ‘All Progressives Congress’ nwetara vootu 30,805 iji merie Nnamdi Iroh nke Labour Party onye nwetara vootu 27,540, na Mao Ohuabunwa nke ‘Peoples Democratic Party’ onye nwetara vootu 15,175.

Onye kpọpụtara mpụtara ntuliaka a bụ Mazị Chinedu Nnamdi bụ onyeisi ụlọọrụ Inec haziri na mpaghara Abia North.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *