Mba ụwa Philippines amalitela ntuliaka iji họpụta onyeisiala ọhụrụ CHIDI IGWE May 10, 2022 0 Mba Philistine amalitela ime ntuliaka-elu iji họpụta onyeisiala ọhụrụ taa bụ Mọnde nakwa mmadu puku!-->…
Isiokwu A zụtarala Goodluck Jonathan akwụkwọ ịzọ ọkwa onyeisiala na pati APC CHIDI IGWE May 10, 2022 0 Aka chịburu Naijiria bụ Goodluck Jonathan ajụla ịnabata akwụkwọ ngosi mmasị ịzọ ọkwa onyeisiala APC nke otu ndị!-->…
Egwuriegwu Moses nyere goolu n’nmeri Spartak Moscow meriri CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Victor Moses nke ala Naijiria nye otu goolu ma nye aka na ọzọ mere ka otu egwu Spartak Moscow nweta nmeri,site na!-->…
Agụmụakwụkwọ ASUU adọtiala abuba-ọrụ ọnwa atọ CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Otu Academic Staff union of universities, ASUU n’aha ichafuadotiala abuba-ọrụ ha gbara maka na gọọmenti emebeghi!-->…
Ahụike Achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 na Beijing city CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Beijing nọrọ n’ụbọchi ụka mee ka amata na ha chọpụtara mmadu iri atọ na itolu butere ọria COVID-19 ọhụrụ,ọbụ ndi!-->…
Afịrịka Onyeisi Ivorian National Assembly Soumahoro anwụọla CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Onyeisi ụlọ nzụkọ omiwu mba Ivori-Coast bụ,Amadou Soumahoro anwụọla n’ụbọchi Satọọde dika ogbara afo iri isii na!-->…
Afịrịka Ndi mba Gambia choro ka ekpe Jammeh ikpe  CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Otu Civil society organizations nke mba Gambia agwala gọọmenti ka kpe onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Yahya Jammeh!-->…
Egwuriegwu Oliseh etoola Iwobi maka mbọ ogbara na Leicester CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Onye jibu ọkwa dika head coach ndi otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria bụ,Sunday Oliseh,etoola Alex Iwobi maka!-->…
Ahụike Arthur Nzeribe alaala mmụọ n’afọ iri asatọ na atọ CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Otu onye ezinụlọ ya kwuru na nke a mere eme n'ezie. Dịka o si kwuo, Arthur Nzeribe nwụrụ n'ụlọọgwụ dị n'ala!-->!-->!-->…
Azụmahịa NNPC ga ebubatakwu nmanụ PMS na Abuja CHIDI IGWE May 9, 2022 0 Ụlọ ọrụ n’ahụ maka nmanu akpọrọ NNPC Ltd n’aha ichafu,ekwuola n’ụkọ nmanụ nke ana ahụta Abuja bụ maka iwelata aka!-->…