Take a fresh look at your lifestyle.

ASUU adọtiala abuba-ọrụ ọnwa atọ

0 470

Otu Academic Staff union of universities, ASUU n’aha ichafuadotiala abuba-ọrụ ha gbara maka na gọọmenti emebeghi ihe ha kwekọritatra.

ASUU Prezidenti bụ, Emmanuel Osodeke kwuru nkea n’ubochi Monde,mgbe ona agwa ndi nta akuko Voice of Nigeria okwu.

Osodeke accused the minister of labour and employment for stopping Ụgwọ ọnwa ndi otu ASUU,ma si ka akwuo ndi otu ọzọ dina mahadum ụgwọ bụ ndi na agbaghi abuba-ọrụ.

O kwuru na otu ASUU na adọtikwu abuba-ọrụ ha gbara maka na gọọmenti ekweghi eleba anya n’okwua.

Izuka gara aga Minista nke steeti n’ahụ maka agụm akwụkwọ bụ,mazi. Emeka Nwajuiba kwuru na odghi nma ka ndi nkuzi mahadum n’eri ụgwọ ọnwa ebe ha anaghi arụ ọrụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *