Take a fresh look at your lifestyle.

Achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 na Beijing city  

0 648

Beijing nọrọ n’ụbọchi ụka mee ka amata na ha chọpụtara mmadu iri atọ na itolu butere ọria COVID-19 ọhụrụ,ọbụ ndi ọrụ disease control n’isi obodo China mere ka amata nkea.

Onye deputy direktọ na Beijing Municipal Health Commission bụ, Pang Xinghuo kwuru na, ọnụ ọgụgụ ndi nile bu oria na obodoa bu nari asaa iri abụọ na asaa (727) kamgbe abali iri abụọ na abụọ nke ọnwa April.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *