Ntuliaka Yuganda 2026: A machiela ịntaneti dịka a ga-eme ntuliaka ọkwa onyeisiala n’ụbọchị…
Ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasaozi na Yuganda agwala ụlọọrụ na-ekesa ịntanetị ka ha kwụsịtụ ọrụ maka ntuliaka a ga-eme n'ụbọchị Tọzde 15 Jenụwarị, 2026.
Ha kwuru na ihe mere ha ji eme nke a bụ iji gbochie ozi ụgha a na-ekesa n'ịntaneti,…