Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị Uganda nọ n’Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.

Hauwa Mustapha dere ya na bekee.

0 476

Ndị Uganda nọ n’Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.

Ndị obodo Uganda dị n’Australia ebidola ụlọ akwụkwọ asụsụ ha iji hụ na njikọ obodo ha na-esiwanye ike.

Na ngwụsị izu, ndị ọrụ ji aka ha wepụta  onwe ha na Adelaide na-akụziri ndị na-eto eto na Luganda asụsụ ha makana nke a ga-egosi onye ha bụ ya na ebe ha si.

“N’ihi ihe ahụ mere anyị ji na-enyere ụmụ anyị aka ịmata ebe ha si bịa, soro ndị ikwu ha na adighi asụ Bekee na-ekwurịta okwu, ya mere anyị ji enwe mmetụta nke ịkụziri ha ka e si asụ asụsụ obodo anyi “, onye nkụzi Luganda, Brenda kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *