Take a fresh look at your lifestyle.

Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa  maka mmanu agbadi na Tanzania.

Hauwa Mustapha dere ya na bekee.

0 178

Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa  maka mmanu agbadi na Tanzania.

Uganda enyela ụlọ ọrụ Total Energies na-achị akwụkwọ ikpeazụ ka o wuo ọwa mmanụ  agabadi ruru ego a $3.5 ruo Tanzania.

Nkwado ikpeazụ a ga-enye ụzọ na-aga n’ihu n’ịrụpụta ọwa nke a ga-eji na-ebufe mmanụ agbadi nke mba ahụ na mba ụwa.

Leave A Reply

Your email address will not be published.