Ụgbọelu mba Tanzania bu ndị njem adaala n'ike danye na mmiri Lake Victoria, dị n'obodo Bukoba, gbuo opekata mpe mmadụ iri na itolu n'ụbọchịụka.
N'ime mmadụ iri anọ na atọ nọ n'ụgbọelu ahụ, mmadụ iri abuo na anọ ka azọpụtara na ndụ, dịka…
Otu egwuregwu bọọlụ Naijiria U-23, Olympic Eagles, na Satọde, meriri Young Taifa Stars nke Tanzania 2-0 na ụkwụ nke abụọ nke asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2023 U-23 n'ama egwuregwu Lekan Salami, Ibadan. GỤKWUO GBASARA YA: U-23 Eagles bidoro…
Gọọmenti Tanzania akwụla ụgwọ ezumike nka na uru ndị ọzọ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tundu Lissu tụfuru mgbe a napụrụ ya oche nzuko omeiwu ya ka ọ gbagara ná mba ọzọ.
N'oge ahụ ya na Ex-President John Magufuli na-ese okwu, bụ onye!-->!-->!-->!-->!-->…