ADC na-eme nnukwu ọgbakọ ha n’agbanyeghị esemokwu banyere onye bụ onyeisioche ha
Pati African Democratic Congress' nke David Mark nọ n'isi ya, ekwuola na nnukwu ọgbakọ ha ga-aga n'ihu n'agbanyeghị esemokwu nakwa nsogbu inweta ogige ha ga-anọ mee ọgbakọ ahụ.
Ọgbakọ a na-abịa dịka a na-atụ anya mkpebi ụlọikpe…