Ndị uweojii Anambra anwụchie nwaaanyị a sị mekpara nwata dị asatọ ahụ
Akụkọ pụtara n’izu a nke gosiri otu nwata a sị dị afọ asatọ ebe o bu ọtụtụ ọnya n’akụkụ anya ya nakwa akụkụ ahụ ya ndị ọzọ.
Ndị uweojii Anambra steeti zipụtara ozi n’ụbọchị Sọnde a ma gbaa ama na ha anwụchiela nwaanyị a sị mere nwa odibo…