Take a fresh look at your lifestyle.

Etu esi ama nwaanyị na-agba mkpe.

chigo dere ya.

0 180

Etu esi ama nwaanyị na-agba mkpe

N’agbanyeghị n’ụka batara ala Igbo gbanwee ọtụtụ ihe, ụfọdụ obodo ka na-eme emume ịgba mkpe nke kpatara n’onye ọbụla hụrụ ya ga-ama na ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ.

  • Ụfọdụ na-eyi uwe ojii: Ha ga-eyi ma uwe ojii, ọlantị, mgbaolu na mgbaaka ojii, akpụkpọụkwụ ojii na ihe niile oyi n’ahụ ga-abụ nke ojii.
  • Ụfọdụ na-eyi uwe ọcha: Ihe niile oyi site n’isi ruo n’ụkwụ ga-abụ nke ọcha.
  • Ndị ụmụada ga-akpụcha ntutu niile dị ya n’ahụ
  • Ụfọdụ na-akwụsị ọrụ maọbụ ịzụ ahịa, ruo mgbe ọ gbachara

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.