Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe ị kwesịrị ịma maka mkpụrụ ọgbọnọ.

chigo dere ya.

0 1,251

Ihe ị kwesịrị ịma maka mkpụrụ ọgbọnọ.

Ọgbọnọ bụ mkpụrụọsịsị ndị mpaghara bi n’okpuruọchịchị Boki nke dị na Krọs Rịva steeti . Ọ na-etokwa na mpaghara ala Igbo dị icheiche dịka Anambra, Enugu, Ebonyi, Imo na Abịa steeti

Ọ bụ n’osisi dị n’ọhia ka ha si enweta ya na mbụ.

Kama nke a na-emetụta mbara ime ọhịa nke meree ka ndị na-ahụ maka ọdịmma ọhịa nke bụ ‘Forest Conservation tụtara ha aro etu ha ga-esị akụ osisi ọgbonọ n’ọhịa ma hara imebi ọdịmma ọhị .

Ọ bụ ụmu nwanyị na-akọkarị ogbono ma ụfọdụ mgbe ha na-ebu ya aka Ebonyi steeti ebe ha na-ere ya n’Eke Aba.

A na-ere otu penta ọgbọnọ ihe dịka puku naịra itolu.

Kirie akụko a n’uju ya ka ị mata ihe ndị ọzọ dị mkpa maka Ọgbọnọ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *