Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari na-elekọta ọgbakọ ndị isi nke Federal Executive Council, nke emere na Council Chambers nke Presidential Villa, Abuja.…
Mịnịsta na-ahụ maka ndị uwe ojii na Naịjirịa bụ Dọkịta Mohammad Maigari Dingyadi enyefela puku kwuru puku iri na isii na iri atọ na ise (10,635) Bullet Proof Vest, puku isii na narị asaa na asatọ (6,708) Ballistics Helmet na puku anọ na…
Ndi ọrụ Federal Capital Territory Administration, FCTA,anwụchiela mmadu ise na atụ mgbere ọgwụ ike n’okpuru flyover dina Wuse nke, Abuja.
Nkea sonyere mbọ ana agba ikpochapu ndi na atụ mgbere ogwu ike n’isi obodo ala anyi.
Mgbe ndia…
Gọọmenti Naịjirịa kwuru n'ụbọchị Sọnde na ha etinyela usoro niile ha ga-esi leba anya na igbochi ọrịa enwe nke na-ebute nchegbu gburugburu ụwa.
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike bụ Dọkịnta Osagie Ehanire kwuru nke a na mmemme mmalite nke!-->!-->!-->!-->!-->…