Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu kwuru ka a tụgharia usoro mmụta mmụta mmesagharị ahụ.
MAXINO DICKSONdere ya na bekee.
Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu kwuru ka a tụgharia usoro mmụta mmụta mmesagharị ahụ.
A gwala ụlọ akwụkwọ mahadum Naịjirịa ka ha nyochaa ma kwalite usoro ọmụmụ maka ọzụzụ ndị nkuzi maka ahụike na mmesaghari ahụ maka iji nakwa iji oghere ahụ mepụtakwa usoro achụmnta ego na egwuregwu.
Minista egwuregwu Sunday Dare mere mkpesa ahụ n’oge 50th National Conference of National Association for Physical, Health Education, Recreation, Sports and Dance (NAPHER-SD) na Zaria.
Leave a Reply