Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi ọrụ nchekwa anwụchiela mmadu ise ana enyoenyo na FCT

0 309

Ndi ọrụ Federal Capital Territory Administration, FCTA,anwụchiela mmadu ise na atụ mgbere ọgwụ ike n’okpuru flyover dina Wuse nke, Abuja.

Nkea sonyere mbọ ana agba ikpochapu ndi na atụ mgbere ogwu ike n’isi obodo ala anyi.

Mgbe ndia na atụ mgbere ọgwụ ike hutara ndi ọrụ nchekwa FCT ,ha tipuru ọsọ mana anwụchiri ha na anwụrụike.

Onye enyemaka pụrụ iche nye minista nke FCT na Minister on Monitoring, Inspection and Enforcement bụ, Mazi Ikharo Attah,mgbe ona agwa ndi ntaakụkọ okwu, na ndi bii n’okpuru flyover,nke ka nke ndi na ere ahia bukwa nke na ebute oke itu egwu nye ndi bii na FCT.

Onyeisi ngalaba Monitoring and Enforcement, Abuja Environmental Protection Board (AEPB) bụ, Mazi Kaka Bello,kwara ariri maka ọnọdu okpuiru flyover ndi dina Abuja.

Ma kwuo na ihe arụrụ maka ọdinma ọtụtụ mmadu bụ nke ụfọdụ mmadu n’emebisi.

Leave A Reply

Your email address will not be published.