Etu ndị ekperima si wakpo ụlọekpere ndị alakụba tọrọ ọtụtụ mmadụ
Ndị ekperima amaghị ndị ha bụ awakpola ụlọeukpere ndị ụka alakụba dị n'obodo Funtua, na Katsina steeti ma tọrọ ọtụtụ ndị na-ekpe ekpere ebe ahụ.
Akụkọ kwuru na nke a mere n'abalị ụbọchị Satọde dịka ndị mmadụ gbakọrọ na 'mosque' ahụ ikpe…