Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari etoola Govano Katsina ka ogbara afo iri asaa na abuo

0 696

Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari ekwuputala obi uto ya nye aka na achi Steeti Katsina bu, Aminu Bello Masari,na emume ncheta omumu ya dika ogbara afo iri asaa na abuo.

Na ozi onyeisiala kwuru:

“anam ekpere gi ekpere ogologo ndu na ezi ahuike dika ina aruru ala anyi oru.

“Govano Masari agbala mbo ebe odi ukwu imepe Steeti Katsina,ebe onacho irucha oru nke ugboro abuo ya dika onye Govano.”

Leave A Reply

Your email address will not be published.