Dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Inec n'ịchafụ kwụsịrị ndebanye aha maka akwụkwọ ikike ịtụ vootu, ha kwuru na ọnụọgụgụ ndị debanyere aha ha ọhụrụ dị nde iri na abụọ na ụma (12,298,944).
Dịka ozi dị n'ọbaozi intanet Inec si kwuo, ọnụọgụgụ…
Ụlọ ọrụ obodo Nigeria Civil Society Situation Room (Situation Room) enyela ndị Independent National Electoral Commission (INEC) ọdụ ka ha kwalite nkesa Bimodal Voter Accreditation System (BVAS) dịka ndị debanyere aha n'akwụkwọ ntuli!-->!-->!-->…
Amalitela igu ka okwe si gba n’ntuliaka imeụlọ nke otu All Progressives Congress, APC maka onye ga eji ọkọlọtọ patia zọọ ọkwa onyeisiala na Eagle Square na Abuja.
Ọ bụ ndi APC Election Planning Sub-committee bụ ndi n’achikọ votu!-->!-->!-->…