Take a fresh look at your lifestyle.

Amalitela igu votu n’ntuliaka imeụlọ ndi APC n’eme

0 513

Amalitela igu ka okwe si gba n’ntuliaka imeụlọ nke otu All Progressives Congress, APC maka onye ga eji ọkọlọtọ patia zọọ ọkwa onyeisiala na Eagle Square na Abuja. 

Ọ bụ ndi APC Election Planning Sub-committee bụ ndi n’achikọ votu atutara nakwa afa edere na ya. 

Akwụkwọ Ballot paper nke edeghi aha mmadu iri na anọ ana azọ ọkwa onyeisiala mọbụ suo ya stamp puru iche ka ndi election Planning subcommittee na edowe ya n’akụkụ.

Ndi agent mmadu iri na anọ a n’azọ ọkwa nodebekwa ha nso ihu etu ihe si aga,nakwa na emere ihe etu okwesiri. 

Enwere ezi nchekwa ebe ahu nani ndi ọrụ party agents, security personnel, election monitor from the Independent National Electoral Commission are INEC bụ ndi achọrọ ihu n’ebe ahu. 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *