Ọka Okwu Gbajabiamila Na-enwe Aṅụrị N’isi Ụmụaka Naijiria
Onyeisi ụlọ ọgbakọ omebe iwu Femi Gbajabiamila kelere ụmụntakịrị Naijiria maka mmemme ụbọchị ụmụaka nke afọ a.
Ọka okwu ahụ kwuru na ụmụaka kwesịrị ime ememe maka mkpebi siri ike ha na-ahụ anya na ha ga-aga nke ọma n'enweghị nsogbu ọ…