Browsing Category
Mba ụwa
Ndị a na-achọ achọ n’ihe mberede ọkụ ọgbụgba na Hawaii ruru 1,300
Otu nwoke na-achọ ozu nwa ya nwoke nwụrụ n'ọkụ gbara n'ụlọ ha na Lahaina n'ụbọchị iri na out nkeonwa Ogustu
O meela ihe dịka otu izuụka kamgbe ihe mberede ọkụ ọgbụgba dakwasara mpaghara Hawaii nke mba Amerịka, mana ruo ugbua, ọnụọgụgụ…
Onye ọka iwu Naijiria meriri ma nweta$ 75,000.
Onye ọka iwu Naijiria meriri ma nweta $ 75,000,dị ka onye mmeri nke 2023 Waislitz Global Citizens Choice Award maka ọrụ ya pụtara ìhè na ngalaba ikpe mpụ.
Mgbọ ogbunigwe nke Russia dara n’otu ụlọ oriri na ọṅụṅụ na obodo Ukraine n’ime Zaporizhzhia
Mgbọ ogbunigwe nke Russia dara n'otu ụlọ oriri na ọṅụṅụ na obodo Ukraine n’ime Zaporizhzhia
Mepụta ọrụ: Onye isi WTO na-achọ itinye aka ndi obodo
Onye Direkto General nke World Trade Organisation (WTO)bụ, Ngozi Okonjo-Iweala na-ekwu na Naijiria kwesịrị iwebata mmemme obodo na nke ndị ga-enyere aka ịmepụta ọrụ maka ụmụ nwanyị na ndị ntorobịa obodo.
O kwuru na a ga-eme nke a iji…
A tụọla Tory Lanez nga afọ iri maka ịgba Megan Thee Stallion egbe
A tụọla onye oti egwu mba Canada a ma ama bụ Tory Lanez nga afọ iri maka ịgba ogbo ya bụ Megan Thee Stallion egbe.
Lanez gbara Megan Thee Stallion egbe n’ụkwụ mgbe ha na-arụrịtaụka ebe ha gara ịkụ nkwọrị n’afọ 2020.
Ikpe maara ya…
Ndị Amerịka abụọ nwere agba si chọpụta na agbụrụ ha bụ Igbo.
Ndị Amerịka abụọ nwere agba si chọpụta na agbụrụ ha bụ Igbo.
Ụlọikpe mba UK na-atụle ịnapụ James Ibori £100m ọzọ nyeghachi ya Naịjirịa.
Ụlọikpe mba UK na-atụle ịnapụ James Ibori £100m ọzọ nyeghachi ya Naịjirịa.
Ndị ọrụ mmiri Canada maliteghachiri ọrụ, jụ nkwekọrịta ụgwọ ọrụ
Ndị ọrụ ụgbọ mmiri n'ọdụ ụgbọ mmiri dị n'akụkụ oke osimiri Pacific nke Canada ajụla nkwekọrịta ụgwọ ọrụ afọ anọ nke ha na ndị were ha n'ọrụ kwekọrịtara n'izu gara aga wee laghachi n'ahịrị picket.
International Longshore and Warehouse…