Browsing Category
Mba ụwa
Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe .
Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe na ntuli aka a ga-eme n’ala ahụ n’ihi na a machibidoro otu ya, Awami League, ịsonye na ya.
Anyị na-enyocha ihe niile mere n’ọnwụ Alex Pretti – Onyeisiala Trump
Onyeisiala Donald Trump na-achị Amerịka ekwuola na gọọmenti ya na-enyocha ihe niile mere n'ọnwụ Alex Pretti gbara afọ 37 akụkọ kwuru na ndị ọrụ ICE gbagburu na Minneapolis n'ụbọchị Satọde 24 Jenụwarị, 2026.
Trump mere ka a mata na…
Onyeisiala Trump ekwuola na Amerịka nwereike ịwakpo mba Ịran
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump ekwuola na ndị ọchịchị mba Iran akpọọla oku ka ha nwee mkparịtaụka udo.
Trump kwuru na ọ bụ eziokwu na mba Amerịka na Iran nwereike inwe mkparịtaụka mana ya nwereike iwakpo ha tupu ha enwee…
A malitela nnukwu ngagharịiwe megide gọọmenti na Tehran na obodo ndị ọzọ dị n’Ịran
Ọtụtụ mmadụ na-eme ngagharịiwe n'isi obodo Iran na obodo ndị ọzọ, dịka vidiyo na-efegharị n’ịntanetị siri gosi.
A na-ekwukwa na ọ bụ ngosipụta ike kachasị ukwuu nke ndị na-agaba ụlọọrụ ụkọchukwu n'ime ọtụtụ afọ ụkwụ.
A…
Onye isi ala Tinubu kelere ndị Naijirịa Britain na mmeri ndị isi obodo nwere akụkọ ihe mere eme
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere British-Nigerian Opeyemi Bright na Jason Jackson maka nhọpụta na nraranye ha mere dị ka onyeisi obodo na London.
Onye isi ala ahụ toro Bright na Jackson maka ịkwado ihe nketa nke ọrụ ọma nke ndị…
E nwetala ọgwụ mgbochi Gonorrhea mbụ n’ụwa
England ga-ab mba mbụ n'ụwa a ga-amalite ịgba ọnwụ mgbọchị ọrịa gonorịa bụ ọgwụ a na-enweta site na mmekọrịta nwoke maọbụ nwaanyị.
Mana ọgwụ abghị maka onye ọbụla dịka a ga-agbado anya na ndị na edina ụdị ha nakwa ụmụnwoke na-edina…
A chọpụtala ọrịa kansa ‘prostrate’ n’ahụ Joe Biden bụbu Onyeisiala mba Amerịka
A chọpụtala ọrịa kansa ‘prostrate’ n’ahụ Joe Biden bụbu Onyeisiala mba Amerịka dị afọ 82 dịka ozi si n’ụlọọrụ ya si kwuo. Ọrịa ahụ amụbawala ma ruo n’ọkpụkpụ ya.
Biden onye rịturu n’ọkwa ọchịchị n’ọnwa Jenụwarị a mana e…
Ogbunigwe na-ada na Rọshịa, Yukren ka ọ fọrọ abalị abụọ ka nkwekọrịta ị kwụsịtụ agha ụbọchị iri ato…
Mba Yukren na Rọshịa ka na-atụ onwe ha ogbunigwe aghara aghara ugbua na-agbanyeghị na ọ fọrọ naani abalị abụọ ka atụmatụ nkwekọrịta ị kwụsịtụ agha ụbọchị iri atọ nke mba Amerịka na-akwado bido.
Rọshịa tụrụ ogbunigwe na mpagahara Nọt…
Ndị Houthi atụọla ogbunigwe n’akụkụ ọdọụgbọelu Izrel
Ogbunigwe a tụrụ site na Yemen adaala n’akụkụ ọdọụgbọelu Izrel bụ Ben Gurion airport.
Ndị ọchịchị kwuru na nke a kpọtụrụ n’ụtụtụ Sọnde.
Onyonyoo fesara n’ịntanetị nke a maghị ndị sere ya dị ka o gosiri ebe ndị ọkwọụgbọala kwụsịrị…
Ihe Onyeisiala Trump kwuru n’oge emume ụbọchị otu nari n’ọfịs ya
Onyeisiala mba Amerịka Donald Trump emeela emume ụbọchị 100 n’ọfịs kemgbe ọ malitere ọchịchị nke abụọ dịka Onyeisiala.
N’ozi ya, o kwupụtara ihe ndị ọ rụzuru na imegide ndị iro ndọrọ ndọrọ ọchịchị anyị.
N'ịkwado ihe ọ kpọrọ "mgbanwe…