Browsing Category
Egwuriegwu
Egwuriegwu NPFL Super 6 na-enweta ụbọchị ọhụrụ
Kọmitii nchịkwa nwa oge ekwupụtala na njem egwuregwu Super 6 nke Nigeria Professional Football League ga-eme n’abali ato nke onwa June ruo abali iri na otu na Lagos, Nke a bụ nke IMC mere ka a mara n'ozi o nyere onye ntaakụkọ anyị n'ụbọchị…
Ihe ngosi zuru ụwa ọnụ: Onye ndu Naijiria na-ekele Hilda Bassey
Onye isi ala Muhammadu Buhari esonyela n'ọñụ nke ememe dịka onye isi nri gourmet dị afọ iri abuo na asaa, Hilda Bassey Effiong, aka Hilda Baci, na-eme akụkọ ihe mere eme site n'imebi ndekọ ụwa nke ogologo oge nri nri, ịchọta ụzọ ya na…
Onye njikwa Manchester City kwadoro Haaland ka o merie Madrid.
Onye njikwa Manchester City kwadoro Haaland ka o merie Madrid.
Ggbasara bọọlụ: CAF, Saudi Arabia bịanyere aka na nkwekọrịta afọ ise,
Ggbasara bọọlụ: CAF, Saudi Arabia bịanyere aka na nkwekọrịta afọ ise,
CAF Nkuzi a ga-akuziri ndi oche goolu bu na Algiers.
CAF Nkuzi a ga-akuziri ndi oche goolu bu na Algiers
Danjuma ahọpụtala ndị ọkpọka n’ egwuregwu maka njem WAFU B
Onye nkuzi Falconets Chris Danjuma ahọpụtala ndị ọkpọka egwuregwu Taiwo Afolabi na Esther Onyenezide, ma na-ebuga Flourish Sebastine na Opeyemi Ajakaye n'òtù ụmụ nwanyị iri abụọ na Naịjirịa maka asọmpi ụmụ nwanyị WAFU B U-20 na-abịa n'ihu…
Naijiria kwadoro N2.4 ijeri maka mmepe egwuregwu .
Naijiria kwadoro N2.4bn maka ọgwụ egwuregwu mba, ụlọ ọrụ dị elu.
Ndiisi ọrụ Naijiria kwadoro ijeri naira 2.4 maka ihe egwuregwu
Ụlọ ọrụ Naijiria akwadola iwu ụlọ ọgwụ na-ahụ maka egwuregwu mba na ụlọ ọrụ dị elu maka obodo ahụ. Ebe a ga-adị n'ama egwuregwu Moshood Abiola, Abuja. Owuwu…
Onye na-eme ihe nkiri Kannywood bụ Kawu Mala anwụọla
Ụlọ ọrụ ihe nkiri na-asụ asụsụ Hausa dị na ugwu Nigeria, Kannywood, agbaala n'obi iru uju ka otu n'ime ndị otu ya bụ Aminu Muhammad nke a ma ama Kawu Mala n'ihe nkiri onyonyo ama ama 'Dadin Kowa' na-egosi na Arewa24 anwụọla.…
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa Argentina maka asọmpi iko mba ụwa nke 2023 FIFA U-20.…