Take a fresh look at your lifestyle.

CAF Nkuzi a ga-akuziri ndi oche goolu bu na Algiers.

chidi nwoke dere ya na bekee.

0 359

Nkuzi a ga-akuziri  ndi oche goolu ga-abu na Algiers, n’akụkụ asọmpi ndi di agbata afo iri na asaa maka iko iso mpi iko mba nke Afirika.

“Nke a bụ atụmatụ site n’aka CAF n’ihi na ọ bụ nzọụkwụ n’ụzọ ziri ezi iji tinye ndị nkụzi Afrika anyị n’ọkwa zuru ụwa ọnụ,” Kamel Djaber si na Algerian Football Federation kwuru.

Onye isi ọrụ nka na Algeria Mustapha Biskri kwuru na nkuzi a bara ezigbo uru n’ihi na ọ ga-eme ka ọkwa ndị na-eche nche goolu ‘ofe Afirika  ahụ niile dịkwuo mma.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *