Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ulọ ikpe mkpegharị ikpe GEP: Nasarawa PDP gosipụtara ntụkwasị obi na ngalaba ikpe
Tupu ụlọikpe mkpegharị ikpe na ntuli aka Gọvanọ steeti Nasarawa, People's Democratic Party, PDP ekwupụtala obi ike na ikpe ikpe nke mba ahụ, na-akọwa ụlọ ọrụ ahụ dị ka olileanya ikpeazụ nke ndị na-achọ ikpe ziri ezi.
Na nkwupụta nke onye…
Mmeri ntuli aka: Gọvanọ Niger steeti kelere Hope Uzodimma, ndị ọzọ
Gọvanọ Neja steeti bụ Mohammed Umaru Bago kelere Gọvanọ Imo steeti na onyeisi ndị otu Progressive Governors’ Forum bụ Hope Uzodinma maka nhọpụta ya ọzọ na ntuliaka gọvanọ e mere n’abalị iri na otu nke ọnwa Nọvemba.
Ọ nyekwara Gọvanọ…
Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya
Aka na-achị Bayelsa Steeti bụ Douye Diri ekelela Chineke na ndị Bayelsa maka mmeri ya na ntuliaka ọkwa Gọvanọ Bayelsa Steeti e mere n'abalị iri na otu nke ọnwa Novemba afọ 2023.
Diri Nke PDP ji vootu dị 175196 merie Timipre Sylva nke…
A malitela ngụkọ mpụtara ntulaiak Gọvanọ Bayelsa ọzọ
Ngalaba na-ahazi ntuliaka na Naijiria bụ Inec n'ịchafụ amalitela mkpọpụta mpụtara ntuliaka e mere na Bayelsa steeti ụbọchị Satode.
Inec kwụsiburu mkpọpụta mpụtara si okpuru ọchịchị dị na steeti ahụ Ụbọchịụka dịka ha hiwere nke fọrọ taa…
Anyị ga-agbagha mmeri Uzodimma n’ụlọikpe – Ndị LP nke Imo steeti
Otu Labour Party n'Imo steeti eforola ntutu taa na ha ga-agbagha mmeri Hope Uzodimma nke APC n'ụlọikpe.
Onyeisioche otu ahụ n'Imo steeti bụ Callistus Iheagwa kwuru nke a mgbe ọ na-ezi ndị ntaakụkọ ozi dịka akpọpụtachara Hope Uzodimma…
NEC ekwupụtala Uzodimma dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Imo
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission ekwupụtala Hope Uzodimma dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Imo steeti mere na Satọde abalị iri na otu n'ọnwa Nọvemba, 2023.
Onye na-ahụ maka nlọghachi nke INEC maka steeti Imo na osote…
Usman Ododo emeriela ntuliaka gọvanọ steeti Kogi
Ụlọ ọrụ Independent Electoral Commission (INEC) ekwupụtala Usman Ododo nke All Progressive Congress (APC), dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Off-Cycle nke Kogi steeti mere na Satọde.
Onye na-ahụ maka nlọghachi na ntuliaka steeti ahụ,…
Nchikota nke ntuliaka gọvanọ na steeti Kogi ebidola n’ụlọọrụ INEC, nke Lokoja.
Nchikota nke ntuliaka gọvanọ na steeti Kogi ebidola n'ụlọọrụ INEC, nke Lokoja,
AIG kọwara nhọpụta gọvanọ Bayelsa steeti dị ka nke gara na udo
Onye enyemaka Inspector General nke ndị uwe ojii na-ahụ maka ntuliaka na steeti Bayelsa, ndịda, Nigeria, Ebony Eyiyob, kwuru na ntuliaka Gọvanọ na steeti ahụ dị udo na udo.
O kwuru nke a na mkparịtaụka ya na Voice of Nigeria, na Famgbe…
Ịgụ votu ebidola na Bayelsa steeti
Normal
0
false
false
false
EN-US
X-NONE
X-NONE
MicrosoftInternetExplorer4!-->…