Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ndị omeiwu mba agbatịla ezumike, kwupụta ụbọchị mmalite ọhụrụ
Ụlọ ndị nnọchiteanya ekwupụtala ịgbatị oge ezumike ya na-aga n'ihu, na ịmaliteghachi ndị otu ugbu a kwadoro maka Tuzdee,abali iri ato nke onwa Jenụwarị afo 2024 megide ụbọchị mbụ nke Jenụwarị 23, 2024.
Nkwupụta a dị n'okwu ọnụ…
Onyeisi APC na-arụ ndị PDP n’ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị
Osote odeakwụkwọ otu pati All Progressives Congress (APC) bụ Maazị Nze Duru, enyela ndị Peoples Democratic Party (PDP) iwu ka ha rụọ ọrụ ya dịka otu ndọrọndọrọ ọchịchị na-achị Naịjirịa.
Duru kwuru nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu…
otu ụlọ omebe iwu akwodola usoro mmefu ego 2024.
otu ụlọ omebe iwu akwodola usoro mmefu ego 2024.
Steeti Ebonyi/Ohaukwu , :Onye omebe iwu enyela ndị obodo ya Onyinye Ekeresimesi.
Steeti Ebonyi/Ohaukwu , :Onye omebe iwu enyela ndị obodo ya Onyinye Ekeresimesi.
Ka usoro ịkwụ ụgwọ akwụkwọ Mahadum dabere na semester:Ụlọ ndị omebe iwu.
Ka usoro ịkwụ ụgwọ akwụkwọ Mahadum dabere na semester:Ụlọ ndị omebe iwu.
Ndị Omebe Iwu Steeti Rivers Ewepụla Akwụkwọ Achụmnọrụ Megide Gọvanọ Fubara
Ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Rivers ewepụla akwụkwọ nchụpụ e nyere Gọvanọ Siminialayi Fubara.
Onye na-ekwuchitere ụlọomeiwu, Martin Amaewhule kwuru nke a n'ụbọchị Wenezde nke e mere n'ụlọ ezumezu nke ụlọ ọgbakọ dị na Port Harcourt.
Ọkà…
Onyeisioche Sineti Ekwupụtara Ohere Dị N’Oche Umahi Na Giadam
Onyeisi ụlọomeiwu Naịjirịa bụ Godswill Akpabio ekwupụtala ohere dị n'oche ndị sinetọ abụọ, David Umahi (Ebonyi-South) na Ibrahim Giadam (Yobe-East), dị ka e mechara họpụta ha dịka ndị minista.
Sinetọ Akpabio kwuru nke a n'ụbọchị Wednezde…
Osote Onye Ọka Okwu Kalu Eruela Ụjụ Gọvanọ Ezeife
Osote onye ọka okwu ụlọ omebe iwu, Rt. Hon. Benjamin Okezie Kalu akwaala arịrị ọnwụ onye chịburu Anambra steeti bụ Dọkịta Chukwemeka Ezeife.
Na nkwupụta nke onye isi mgbasa ozi ya, Maazị Levinus Nwabughiogu, Kalu kwupụtara mwute maka…
Meziwanye ọnọdụ nchekwa na Naijiria:Ndi omebeiwu gwara ndi uweojii.
Meziwanye ọnọdụ nchekwa na Naijiria:Ndi omebeiwu gwara ndi uweojii.
Ndị ọlụsị :Steeti Anambra .
Otu ndị ọlụsị bụ Joint National Association of Persons With Disabilities (JONAPWD), ngalaba steeti Anambra arịọla aka na-achị steeti ahu Chukwuma Soludo ka o nye ha ọrụ maka n'inye ọrụ na-aga n'ihu na steeti ahụ.