Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Osote Onyeisiala Naijiria Ahọpụtara Atụọla Vootu
Onye osote onyeisiala Naijiria a họpụtara bụ Kashim Shettima atụọla votu ya na ngalaba vootu ya bụ Alhaji Kukawa (PU023), Lamisala Jambamari ward na Maiduguri Metropolitan Council nke Borno steeti, mgbago ugwu Naijiria.
Onye osote…
Etu ndị omekome siri wakpoo otu ọgbọ ntuliaka na Kaduna
Ndị ọrụ Inec gbara ọsọ gbabaa otu ụlọ nọ nso ebe ahụ
Lee ka ndị ọrụ Inec siri zoo onwe ha n’ime ụlọ dị n’akụkụ ọgbọ ntuliaka nke Jaoji Model na Kaduna oge ndị omekome wakporo ndị pụtara ịtụ vootu ha.
Ndị omekome bụcha ngwa ọgụ pụtara…
Ndị ọrụ nchekwa nwụchiri ndị uwe ojii adịgboroja na ntuliaka Enugwu
Ndị ọrụ nchekwa nwụchirila ọtụtụ mmadụ n'okpuru ọchịchị Isi-Uzo dị n'Enugwu steeti na-ebute ọgba aghara na ụjọ n'etiti ndị mmadụ gbakọrọ na ngalaba ntuliaka maka ntuliaka gọvanọ na ụlọomeiwu ukwu.…
Bola Tinubu atụọla vootu nke ya
Onye nwetara nmeri na ntuliaka nke onyeisiala bụ, Bola Tinubu atụọla vootu nke ya. Tinubu zọọ ọkwa ogaala n'aha APC nwetere mmeri na…
Ọtụtụ mmadụ putara itu vootu na Kano na ntuliaka gọvanọ
Ndị bi na steeti Kano apụtala n'ọnụọgụ ha ịhọpụta ndị ha na ha ga-eme ntuliaka na ntuliaka Gọvanọ na Ụlọ Omeiwu. Ebe ụfọdụ okporo ụzọ tọgbọrọ n'efu, na Tudun Wuzurchi na…
Onyeisiala Buhari atụọla vootu na Katsina steeti
Onye isi ala Naijiria bu, Onyeisiala Muhammadu Buhari atuola vootu ya na ntuliaka gọvanọ 2023. O mere ikike ya na Satọde na Kofar Baru Polling…
Naijiria na-eme ntuliaka ndị gọvanọ ọhụrụ na ndị omebe iwu steeti
Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ n'ụbọchị Satọdee abalị iri na asatọ nke ọnwa Maachị hazigharịrị ntuliaka.…
Ntuliaka Ndị Omebeiwu: Gọvanọ Osun Steeti Ekwupụtala Fraịdee Dịka Ụbọchị Ezumike.
Gọvanọ Osun steeti, Sinetọ Ademola Adeleke ewepụtala ezumike ọha n'ụbọchị Fraide tupu ha eruo nhọpụta ụlọ omebe iwu steeti ahụ nke a ga-eme n'ụbọchị Satọde.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi nke ọnụ na-ekwuchitere Gọvanọ, Mallam Olawale Rasheed…
Charles Soludo: Ị tụnyere omeiwu abụghị Apga, ọrụ mmepe agaghị eru mpaghara gị aka.
Charles Soludo: Ị tụnyere omeiwu abụghị Apga, ọrụ mmepe agaghị eru mpaghara gị aka.
Ụgbọ oloko, ihe mberede ọkụ: Lagos AA Guber Candidate na-emesara ezinaulo ihe metụtara ebere.
Ụgbọ oloko, ihe mberede ọkụ: Lagos AA Guber Candidate na-emesara ezinaulo ihe metụtara ebere.