Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi Steeti Dị Ka onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ PDP .
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi steeti bụ Bala Mohammed dịka onyeisi oche ọhụrụ nke People's Democratic Party (PDP) Governors Forum.
Aka na-achị Adamawa steeti bụ Ahmadu Fintiri kwuputara nke a n'ụbọchị Satọde obere oge ka e nwechara ọgbakọ…
Sinetọ Na-anọchite Anya Anambra Central Enyela Akaụntụ Maka Ọrụ Nlekọta
Sinetọ Uche Ekwunife bụ Sinetọ na-anọchite anya Anambra Central na ọgbakọ omebe iwu obodo n'ụbọchị Satọde nyere ndị okpuru ọchịchị ya akụkọ maka afọ anọ ọ nọrọ na Sineti.
Sinetọ ahụ gwara ndị otu ya okwu n'oge ọgbakọ obodo nke ọ…
SDP kwadoro Onye isi ala Tinubu na mwepụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala
Otu Social Democratic Party (SDP) akwadola ọchịchị onye isi ala Bola Tinubu ugbu a maka iwepụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala, na-akọwa ya dị ka nzọụkwụ siri ike na nke dị mma.
Onye odeakwụkwọ mba ahụ, SDP, Dr Olu Agunloye kwuru nke a na…
Obi, LP Ga-agbagha Mpụtara Ntuliaka Na Steeti Iri Na Asatọ
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP) na ntuliaka onyeisiala n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Febrụwarị, bụ Maazị Peter Obi na ndị otu ya n'ụbọchị Tọzdee kwenye n'ụlọ ikpe Presidential Election Petition Court (PEPC) n'Abuja na,…
Gọvanọ Ebonyi Steeti Akwadola Nkesa Ndị Odeakwụkwọ Na-adịgide Adịgide
Gọvanọ Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru akwadola ka e webata ndị odeakwụkwọ na-adịgide adịgide iri na abụọ na ministri ndị ọzọ.
Nkesa ọrụ a dị n'akwụkwọ ozi e wepụtara n'Abakiliki, isi obodo steeti na Tọzdee site n'ọnụ onye odeakwụkwọ…
Gọvanọ Ikpeazu Enyefeela Gọvanọ Ọhụrụ Akwụkwọ
Gọvanọ na-apụ apụ nke steeti Abia, Okezie Ikpeazu enyefeela akwụkwọ ikike na akwụkwọ Abia Long Term Development and Budgetary Document maka 2023, nye Gọvanọ a họpụtara ahọpụta na-abata, bụ Dọkịta Alex Otti.
Obere mmemme nnyefe a gara…
Nnyefe Ọchịchị: Sanwo-Olu, Hamzat Aṅụọla Iyi Ọrụ Dịka Gọvanọ Lagos Na Osote Ya.
Babajide Sanwo-Olu na Obafemi Kadri Hamzat abụrụla Gọvanọ na osote gọvanọ Legọs steeti maka oge nke abụọ.
Hamzat ṅụrụ iyi ọrụ mgbe o jiri nkeji iri abụọ na itoolu gafee elekere iri na otu nke ụtụtụ, ebe Sanwo-Olu ṅụrụ iyi mgbe nkeji iri…
Ụmụ Amaala Naịjirịa Ejupụtala Eagle Square Maka Idu N’iyi Ọrụ Tinubu.
Ndị Naijiria ebidola ịbata na Eagle Square dị n'Abuja, ebe a ga-eme mmemme ụbọchị Mọnde bụ Bola Tinubu na osote onyeisiala, Kashim Shettima, n'isi ụtụtụ elekere isii nke ụtụtụ n'oge Naijiria.
Nnukwu mmiri ozuzo n'isi ụtụtụ ụbọchị taa…
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Bola Ahmed Tinubu ewerela iyi dịka onyeisiala mba Naijiria.
Bola Ahmed Tinubu ewerela iyi dịka onyeisiala mba Naijiria.