Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ndị Omebeiwu Kelele Gbajabiamila, Nabata Abbas
Ndị otu ụlọ omebe iwu kelere ọka okwu n'oge gara aga, Maazị Femi Gbajabiamila ma nabata onye isi oche ọhụrụ, Mr. Tajudeen Abbas.
Maazị Sha'aban Sharada, na-ekwu na ọ dị mkpa ka eṅomie ụdị ọchịchị Gbajabiamila. O kwuru na site…
Onyendu Naijiria Ekeleela Ndị Ndu Omebeiwu
Onyeisiala Bola Tinubu kelere ndị ọchịchị ọhụrụ nke ọgbakọ omebe iwu, na-ekwu na nhọpụta ha bụ ezi mmepe nye obodo ahụ.
Ya mere, ọ gwala ha ka ha tụgharịa aka na aka ha n'azụmahịa ikwalite Naijiria n'ihu.
Ọ sịrị: “Ntuli aka nke onye…
Onyeisiala Tinubu Na Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu Ọhụrụ Zukọrọ
Onyeisiala Bola Tinubu, Onyeisi oche ọhụrụ nke Sineti Naịjirịa, Godswill Akpabio na Ọkà Okwu, Ụlọ Ndị Nnọchiteanya, Tajudeen Abbas mere nzukọ.
Ndị isi abụọ ahụ na ndị otu ha batara n'ime ụlọ Onyeisiala n'ehihie Tuuzdee, n'oge na-adịghị…
OKWU ONYEISIALA NA ỤBỌCHỊ OCHICHI ONYEKWUCHE YA NKE PRESIDENT BOLA TINUBU
Ọ bụ kpọmkwem afọ iri atọ taa ka ndị Naijiria gara ntuliaka iji were ikike na-enweghị ike ịhọpụta onye isi ala ha chọrọ ka o duga mgbanwe site n'ọchịchị aka ike ndị agha gaa na ọchịchị na-anọchite anya ndị mmadụ.
Ime ime, site n'aka ndị…
Senate presidency: Ndị na-asọ mpi ịchị ụlọomeiwu Naịjirịa na ihe i kwesịrị ịma maka ha
Okwu ndị ga-achị ụlọomeiwu Naijirịa n'agba ọchịchị ọhụrụ Naịjirịa abụrụla okwu akpụ n’ọnụ ugbua ọkachasị dịka ọtụtụ na-arụ aka n’okwu agbụrụ, okpukperechi dịka ebe mgbado ụkwụ n’inwete ọkwa a.
Pati na-achị ugbua bụ All Progressive Congress…
Folashodun Shonubi: Onye ga-anọchi Emefiele dịka onyeisi ụlọakụ etiti nke nchereoge
Ụlọakụ Etiti nke Naịjirịa enwetala onyeisi ọhụrụ nke nchereoge dịka Onyeisiala Bola Tinu chụpụrụ Godwin Emefiele.
Aha onyeisi ọhụrụ a bụ Folashodun Adebisi Shonubi, onye jibu ọkwa 'Deputy Governor (Operations Directorate) n'ụlọakụ etiti.…
Godwin Emefiele: DSS anwụchiela onye bụbu onyeisi ụlọakụ etiti nke Naịjirịa
Ụlọọrụ nchekwa nzuzo Naịjirịa bụ 'Department of State Services (DSS) ekwuola na ha ejichiela Godwin Emefiele, bụbu onyeisi ụlọakụ etiti nke Naịjirịa.
Ọnụ na-ekwuru ndị DSS bụ Peter Afunanya kwupụtara nke a site n'akara Twitter nke ngalaba…
Gọvanọ Ebonyi Ahọpụtala Onye Nkuzi Dị Ka Odeakwụkwọ Steeti
Aka na-achị Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru ahọpụtala otu onye nkuzi nwanyị na Mahadum Ebonyi steeti Abakaliki, Prof. Grace Umezurike ka ọ bụrụ odeakwụkwọ gọọmentị steeti ahụ (SSG).
Ruo oge nhọpụta ya, Prof. Umezurike bụ nnukwu onye…
PDP Dọrọ Aka Na Ntị Megide Itinye Aka Na Nhọpụta Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu
Ndị otu Peoples Democratic Party, PDP, adọla aka na ntị megide ụdị egwu ọ bụla dịka ndị omebe iwu nke iri na-ahọpụta ndị isi ya na June 13th.
Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nke PDP na mba, Mr Debo Ologunagba gwara ndị nta akụkọ na Abuja na…
Ihe iwu Naịjirịa kwuru maka mmadụ ikwu okwu nwereike ibute nkewa
N'ọdịnso a, e nweela nrụrịtaụka na soshal midia gbasara okwu nke ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị welitere isi kwuru nke ọtụtụ kwuru na o nwereike ịkalite nkewa nakwa akpọmasị na Naịjirịa.
Okwu ndị a gụnyere okwu Nasir El-Rufai kwuru gbasara…