Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ụlọikpe ntuliaka nke Kaduna ebichiela oche
Ụlọ ikpe mkpesa ntuli aka dị na Kaduna na Mọnde, kwụsịrị ruo abali asa nke onwa August, maka nnabata nke adreesị ikpeazụ, dịka ndị otu na mkpesa na-ama aka na ntuli aka nke Senator nke Kaduna North Constituency mechiri okwu ha.
Ọkaikpe…
Nani Ndị Tozuru Oke Ka A Ga-ahọrọ N’Ọrụ – Gọvanọ Abia
Gọvanọ Abia steeti bụ Alex Otti na-ekwu na iru eru bụ akara dị mkpa maka nhọpụta ndị mmadụ n'ọkwa ọchịchị.
Gọvanọ Otti kwuru nke a n'ụbọchị Tuzdee mgbe Oriakụ Ngozi Felix na-aṅụ iyi ọrụ dị ka Kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị…
APC yigharịrị nzukọ nke National Caucus, NEC
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC) ebigharịla nzukọ ọgbakọ Caucus na National Executive Committee (NEC) nke ha akwadoburu na July 10 na 11 ruo July 18 na 19th.Sen. Iyiola Omisore, onye ode akwụkwọ otu pati ahụ kwuputara…
Tinubu onyeisiala Naijiria kelere onye ndu Senegal.
Tinubu onyeisiala Naijiria kelere onye ndu Senegal.
INEC gbara akwụkwọ 6 ebubo megide kọmishọna na-ahụ maka ntuliaka nke Adamawa kwụsịtụrụ
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) etinyela akwụkwọ mkpesa isii megide Barr. Hudu Yunusa Ari bụ Kọmishọna nhọpụta ntuli aka (REC) a kwụsịrị na Adamawa steeti n'oge ntuli aka Gubernatorial ụbọchị 18th nke Maachị 2023. A…
Enweghi onye akaebe kwụsịrị nchekwa INEC megide arịrịọ Obi
Enweghị onye akaebe egbochila onye na-ahụ maka ntuliaka na Naịjirịa bụ Independent National Electoral Commission (INEC) imeghe okwu ya n'arịrịọ nke onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP), maazị Peter Obi na pati ya, gbara, na-ama…
Onyeisi APC Agwala Onyeisiala Tinubu Ka Ọ gbaa Mbọ Inwe Nhata Nha Nwoke Na Nwanyị Na Nhọpụta Ọrụ
Otu onye isi otu All Progressives Congress (APC) na Delta bụ Oriakụ Veronica Adesotu arịọla onyeisiala Bola Tinubu ka ọ hụ na ndị inyom na-anọchi anya ha nke ọma na ọchịchị ya.
Adesotu, onye bụ onye malitere otu APC Female Aspirants…
PDP Edo steeti jara Onyeisiala Tinubu Mma Maka Iwepụ Ego Enyemaka
Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) n'Edo steeti etoola Onyeisiala Bola Tinubu maka mkpebi ya iwepụ ego n'aka mmanụ ụgbọala.
Onye isi oche nke steeti ahụ, Dr. Tony Aziegbemi, nyere otuto ahụ na Tọzdee, n'oge mkparịta ụka na ndị…
Maada Bio emeriela ntuliaka onyeisiala mba Sierra Leone nke ugboro abụọ
Onyeisiala mba Sierra Leone bụ Julius Maada Bio enwetala mmeri na ntuliaka ọkwa onyeisiala mba ahụ bụ nke e mere n'ụbọchị Satọde, Jun 24, 2023.
Ụlọọrụ nhazi ntuliaka bụ 'Electoral Commission of Sierra Leone' kpọpụtara na Bio nke 'Sierra…
Tinubu, APC ga-amalite ịzara ọnụ ha n’ụlọikpe ntuliaka na Julaị 3
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na pati ya bụ 'All Progressives Congress' ga-amalite ịgọrọ ọnụ ha n'ụlọikpe mkpegharị maka okwu ntuliaka ọkwa onyeisiala nke 2023 n'ụbọchị atọ nke ọnwa Julaị.
N'ụbọchị Fraịde, Jun 23, ka ndị otu 'Peoples…