Browsing Category
Isiokwu
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu nabatara ndị nnọchiteanya US Africa Command (AFRICOM) n’AsoVilla
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na Sọnde ụbọchị 9 Febụwarị nabatara ndị nnọchiteanya sitere na United States Africa Command (AFRICOM), nke onye ọchịagha General Dagvin Anderson, duziri gaa na State House, n'Abuja.
Onye enyemaka…
Ndị ntọrọ mmadụ atọrọla ụmụaka atọ n’Ebonyi steeti – Ndị uweojii
Ndị uweojii nke Ebonyi steeti ekwuola na a tọrọla ụmụaka atọ n’ụtụtụ ụbọchị Satọde abalị asaa nke ọnwa Febụwarị 2026 n'isi obodo Abakiliki.
Dịka ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii n'Ebonyi steeti bụ Godswill Ukandu si kwuo, nke a mere…
Ndị a na-enyo enyo maka ọnwụ Somtochukwu Maduagwu abịaghị ụlọikpe – Ọkaiwu
E nwere ihe ndọghachiazụ n’ikpe a na-ekpe ndị a na-enyo enyo na ha gburu onye ntaakụkọ Arise News bụ Somtochukwu Maduagwu na onye nche bụ Barnabas Danlami.
Ihe ndọghachiazụ a dapụtara n’ụbọchị Mọnde 9 Febụwarị 2026 dịka ụlomkpọrọ…
Ndị Na-Egwupụta Aja N’Osimiri Naịja Chọrọ Iwu Nchịkwa Doro Anya
Ndị na-arụ ọrụ na ngalaba igwupụta aja osimiri na Naịjirịa agbaala National Inland Waterways Authority (NIWA) ume ka ha nye nduzi doro anya na nlekọta iwu n'akụkụ Osimiri Naija, na-ekwu maka nchegbu gbasara njikwa gọọmentị etiti nakwa nke…
Naijiria na-enye ₦2.45tn na steeti maka akụrụngwa, nchekwa
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ewepụtala ngụkọta nke ijeri ₦2.45 na steeti 36 nke gọọmentị etiti na Federal Capital Territory n'etiti Maachị 2024 na Ọgọst 2025 iji kwado mmepe akụrụngwa na nchekwa nchekwa na mba niile.
Nke a mere ka a mara…
Ụlọọrụ NECO ewepụtala mpụtara ule nke afọ 2025
Ụlọọrụ na-ahụ maka nhazi ule ‘National Examinations Council (Neco) na Naịjirịa kwuru na ha ewepụtala mpụtara ule nke afọ 2025 maka ndị na-abụghị ụmụakwụkwọ si n'ụlọakwụkwọ ọbụla.
Onyeisi ụlọọrụ NECO bụ Danlami Wushishi onye…
E gbuola nwa Gaddafi bụbu onyendu mba Libya a chuturu n’ọchịchị
A gbagbuola Saif al-Islam Gaddafi bụ nwa Muammar Gaddafi bụbu Onyendu mba Libya dịka akụkọ si kwuo.
Akụkọ banyere ọnwụ nwamadị a dị afọ iri ise na atọ bụ onye a na-ahụta dịka onye nọchiri anya nna ya pụtara ihe mgbe ndị ndọrọ mba…
Ihe mere ndịagha mba Amerịka jiri wuchie na Naịjirịa
Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa bụ Ọchịagha Christopher Musa ekwuola na ọ bụ eziokwu na obere ọnụọgụgụ ndịagha mba Amerịka na-arụ ọrụ na Naịjirịa.
O kwuru na ndịagha mba Amerịka ga-enye “aka zụọ ma kwadoo ndịagha anyị maka…
Ndị otu ọrụ na-eme atụmatụ ịdị n’otu maka ndị ọrụ FCT
Ndị otu Naijiria Labour Congress (NLC) na Trade Union Congress (TUC) ga-eme mmemme n'Abuja na Tuzdee, abalị atọ nke ọnwa Febụwarị 2026.
Na nkwupụta nkwonkwo, otu ndị ahụ kwuru na njem a na-aga na Federal Capital Development Authority…
Ezinaụlọ Ifunanya Nwangene ekwuola na ha ga-eme nnyocha ‘autopsy’ iji chọpụta ihe gburu ya.
Ezinaụlọ Ifunanya Nwangene ekwuola na ha ga-eme nnyocha 'autopsy' iji chọpụta kpọmkwem ihe gburu ya.
Nke a na-abịa dịka ụlọọgwụ Federal Medical Centre (FMC) dị n'Abuja wepụtara akwụkwọ ozi banyere ihe gburu Ifunanya.
Cheta…