
Browsing Category
Isiokwu
Gọvanọ Seyi Makinde atụọla vootu nke ya
Akan’achi Steeti Oyo bu,Gọvanọ Seyi Makinde atụọla vootu nke ya. Ọ bụ vootu ya n’ọgbọ eluka…
Caldenaro nke Brazil emeriela Quadri na Smash Singapore
Ọsọ dị egwu nke Quadri Aruna na World Tenis Singapore Smash abịala na njedebe, na-eso 0-4 onye Brazil Hugo Caldenaro meriri. Egwuregwu nkeji iri na ise a na-eme n'ọgbọ egwuregwu Infinity na Fraịde, hụrụ ka ndị…
A malitere ịtụ vootu n’ Steeti Ebonyi
Ebidola nzere na ịtụ vootu n'ọtụtụ mpaghara ntuliaka na steeti Ebonyi. Ndị bi n'okpuru ọchịchị…
Ọtụtụ mmadụ putara itu vootu na Kano na ntuliaka gọvanọ
Ndị bi na steeti Kano apụtala n'ọnụọgụ ha ịhọpụta ndị ha na ha ga-eme ntuliaka na ntuliaka Gọvanọ na Ụlọ Omeiwu. Ebe ụfọdụ okporo ụzọ tọgbọrọ n'efu, na Tudun Wuzurchi na…
A malitere ịtụ vootu na steeti Nasarawa
Asambodo na ịtụ vootu ebidola n'ime moto park 001, Gudi polling unit, Akwanga Nasarawa state, maka nhoputa ndi ochichi nke Gubernatorial na State House of Assembly.…
Onyeisiala Buhari atụọla vootu na Katsina steeti
Onye isi ala Naijiria bu, Onyeisiala Muhammadu Buhari atuola vootu ya na ntuliaka gọvanọ 2023. O mere ikike ya na Satọde na Kofar Baru Polling…
Naijiria na-eme ntuliaka ndị gọvanọ ọhụrụ na ndị omebe iwu steeti
Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ n'ụbọchị Satọdee abalị iri na asatọ nke ọnwa Maachị hazigharịrị ntuliaka.…
Ndị uweojii anwụchịela ndị omekome ise na Anambra
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n’akụkụ Ihiala nke Anambra steeti bụ Tochukwu Ikenga ekwuola na ha wụchiri ndị omekome ise ma napụ aha egbe ‘Pump action’ anọ.
Nke a na-apụta dịka ntuliaka na-aga n'ihu na steeti ahụ ebe gọọmentị Naịjirịa…
Ntuliaka Ndị Omebeiwu: Gọvanọ Osun Steeti Ekwupụtala Fraịdee Dịka Ụbọchị Ezumike.
Gọvanọ Osun steeti, Sinetọ Ademola Adeleke ewepụtala ezumike ọha n'ụbọchị Fraide tupu ha eruo nhọpụta ụlọ omebe iwu steeti ahụ nke a ga-eme n'ụbọchị Satọde.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi nke ọnụ na-ekwuchitere Gọvanọ, Mallam Olawale Rasheed…
Onyeisiala Buhari Akatọọla Mwakpo Ọhụrụ E Mere Na Kaduna Steeti
Onyeisiala Muhammadu Buhari akpọọla ya ihe na-awụ akpaata oyi n'ahụ, nloghachi mwakpo ndị na-eyi ọha egwu na igbu ọchụ nke ọtụtụ mkpụrụ obi aka ha dị ọcha na mpaghara ọchịchị Zangon Kataf na steeti Kaduna.
Ya mere ọ rịọla ka e jide ndị…