Browsing Category
Isiokwu
Kedụ ndị tozuru ịnata ego N75,000 gọọmentị chọrọ inye ndị mmadụ?
Gọomentị Naịjirịa ewepụtala usoro ga-etozu ndị mmadụ isonye na ndị ga-erite ego ruru N75,000 gọomentị etiti chọrọ inye ezinaụlọ ụmụ Naịjirịa ruru mmadụ N15nde maka ọtanisi na-eme n'obodo.
Ha na-eme nke a n'atụmatụ a kpọrọ 'Social…
Ndị ọka ikpe ọhụrụ nke Ụlọikpe Kasị Elu ka a ga-aṅụ iyi ọrụ
Ndị ọkaikpe iri na otu a họpụtara ọhụrụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria ga-aṅụ iyi na nkwado ha taa bụ abali iri abuo na isii nke onwa Febrụwarị , 2024.
Onye isi ọka ikpe nke Naijiria, Justice Olukayode Ariwoola, ga-enye ndị ọka ikpe…
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu jere mba Qatar.
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu jere mba Qatar.
Osote onye isi ala Kashim Shettima na-ekwu na gọọmentị Naijiria ga-eme ike ya niile iji chekwaa na…
Osote onye isi ala Kashim Shettima na-ekwu na gọọmentị Naijiria ga-eme ike ya niile iji chekwaa na ịzụlite obodo dị n'ókè mba ahụ.
Eletrik: Ndị Omebe Iwu Akpọọla Oku Ka A Kwụsịtụ Iwepụ Ego Enyemaka Akwadoro
Ụlọomeiwu Naịjirịa arịọọla Gọọmenti etiti mba ahụ arịrịọ ka ha hapụ iwepụ ego enyemaka ọkụ latrik, ọkachasị n'ihi ihe isi ike na-adị n'ụwa niile.
Nkwụsi ike nke ụlọomeiwu Sineti pụtara ka ha nwechara ntụle nke ọma na nkwado ha mechara…
Ndị Omebe Iwu Naijiria Ga-Emecha Mmezigharị Iwu 1999 N’ime Afọ Abụọ
Ụlọomeiwu Naijiria, site na kọmitii ya na 1999 Constitution Amendment na-ekwu na ha ga-emecha usoro mmezi ahụ n'ime ọnwa iri abụọ na anọ.
Onye isi oche nke kọmitii ahụ, Senator Barau Jibrin, kwuru nke a na nnọkọ mmeghe nke kọmitii na…
Ihe mere EFCC jiri wakpoo ‘Bureau d’Change’ dị n’Enugwu nakwa ebe ndị ọzọ
Ndị ụlọọrụ EFCC bụ 'Economic and Financial Crime Commission' na CBN bụ 'Central Bank of Nigeria' wakporo ọdụ mgbanwe ego dọla na ego ndị ọzọ dị n’Owerri Rd Asata Enugwu taa.
Ha bịakwasara ha na mberede nke butere 'oke na ngwere n'ọsọ' na…
Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party
Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party bụ Julius Abure na Benin, Isiobodo Edo Steeti.
Ọnụ na-ekwuru ngalaba ndị uweojii Zone 5 bụ Tijani Momoh gwara ndị ntaakụkọ na ha nwuchiri Abure maka ebubo dị iche iche.…
Onye ndu Naijiria na-ezute Yakubu Gowon
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu na Wednesde zutere onye bụbu onye isi ala, General Yakubu Gowon (lagoro ezumike nka) na Villa Presidential, Abuja iji kparịta okwu metụtara nsogbu na mpaghara mpaghara West Africa.
Mgbe…
Onye isi ala Tinubu ahọpụtala Hafsat Bakare onye isi NFIU ọhụrụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta nke Nwada Hafsat Abubakar Bakari ka ọ bụrụ onye isi / onye isi nchịkwa nke Nigerian Financial Intelligence Unit (NFIU), ruo mgbe ndị Senate kwadoro ya.
Bakare ‘mere ka amara na…