Browsing Category
Agụmụakwụkwọ
Anyị ga-ata Mmesoma Ejikeme ahụhụ maka ịkpụgharị mpụtara ule ya – JAMB
Ụlọọrụ na-ahụ maka ule e ji abanye na mahadum bụ Joint Admission and Matriculation Board (JAMB) ekwuola na ha ga-ata nwada Mmesoma Ejikeme ahụhụ maka igosi mpụtara ule nke adịgboroja n’ule nke afọ 2023.
Site n'akwụkwọ ozi ọnụ na-ekwuru…
Ụmụaka ndị a kpụ abụ ụka n’ọnụ mgbe ndị ekperima wakporo ma gbuo ha Ka mwakpo a tara isi mmadụ 40…
A na-arụ ndịagha nnupụisi ụka alakụba aka maka mwakpo a.
Otu ‘Allied Democratic Forces’ (ADF) e hibere n’ebe 1990 malitere buwe ngwa ọgụ dịka ha na-ebo ebubo na a na-akpagbu ndị okpukperechi alakụba ebe ahụ.
Ugbua, ndị a kwunyeziri…
Gọọmenti kwesịrị inye ụmụakwụkwọ ego n’efu karịa na mbinye – ASUU
Otu jikọtara ndị nkuzi Mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (ASUU) agwala onyeisiala Bola Tinubu ka ọ gbanwee iwu ibinye ụmụakwụkwọ ego ahụ ka ọ bụrụ inye ha n’efu ọkachasị ndị nke ụwa na-atụ n’ọnụ.
Onyeisi otu a bụ Emmanuel…
2023 UTME: JAMB Akwụọla Otu Ijeri Naira Na Ọkara Maka Ebe Ule Akwụkwọ
Ụlọ ọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (JAMB) kwuru na ha akwụọla ego ruru otu ijeri, narị anọ na iri asaa na asatọ, narị anọ na puku naịra iri na isii (N1,478,416,000.00) naanị, nye ndị nwe ebe ule akwụkwọ Computer-Based Test…
Onyeisiala Tinubu Ekwela Nkwa Irụkwu Ọrụ Na Ngalaba Agụmakwụkwọ
Onyeisiala Bola Tinubu ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-etinyekwu ego na ngalaba mmụta iji hụ na nwa Naịjirịa ọbụla, n’agbanyeghị ebe e si zụlite ya, ga-enweta agụmakwụkwọ dị mma.
N'ikwu okwu na Tuesday n'ụlọ ọrụ ya, mgbe ọ natara nduzi nke…
Anyị ga-emechi ụlọakwụkwọ, ụlọahịa ọbụla rubere isi n’iwu ‘sit-at-home’ –…
Gọọmentị Enugwu Steeti etiela iwu ọhụrụ na ha ga-emechi ụlọakwụkwọ na ụlọahịa ọbụla rubere isi n'iwu 'sit-at-home' n'ụbọchị Mọnde na-abịanụ.
Gọvanọ Enugwu bụ Peter Mbah tiri iwu a n'akwụkwọ ozi o kesara n'ụbọchị Satọde, ma gwa ndị mmadụ…
Ule Nnabata : Naijiria Amachibidola Ụmụaka Erubeghị Ogo
Gọọmenti Naịjirịa amachiela ụmụaka na-erubeghị eru isonye na ule mbata maka nnabata n'ụlọ akwụkwọ Unity na mba ahụ.
N'ihi nke a, gọọmentị enyela ndị National Examination Council, NECO iwu ka ha wepụta usoro siri ike iji gbochie ndị…
Onye isi ala Ghana ga-abụ onye isi igbape akwụkwọ na onye ndu Naijiria
Onye isi ala Nana Akufo-Addo nke Ghana na-atụ anya na ọ ga-abụ onyeisi oche n’ihu ọha na mwepụta akwụkwọ ọhụrụ abụọ gbasara ihe nketa onyeisiala Muhammadu Buhari na Fraịde,abali iri na itolu nke onwa Mee, na State House Conference…
Naijiria enyela mahadum iri atọ na asaa ọhụrụ ikike ịrụ ọrụ
Gọọmenti Naịjirịa enyela mahadum ọhụrụ iri atọ na asaa akwụkwọ ikike ịrụ ọrụ n'akụkụ dị iche iche nke mba ahụ. Mịnịsta na-ahụ maka agụmakwụkwọ bụ Adamu Adamu, bụ onye kwupụtara…
UNICEF ji ihe nkuzi kwado ụlọ akwụkwọ na Steeti Adamawa
UNICEF ji ihe nkuzi kwado ụlọ akwụkwọ na Steeti Adamawa