Popu Francis anwụọla n’afọ iri asato na asato – Vatican kwuru
Onyeisi ụka Katọliki n’ụwa niile bụ Popu Francis anwụọla n’afọ iri asatọ na asatọ (88) dịka Vatịkan siri kwuo.…
APC na-akpọ oku ekpere idi n’otu ala Naijiria
Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi na mba APC bụ Felix Morka mere ka a mara nke a n'ozi Ista.
Maazị Morka kwuru na…
Ista: Onye isi oche CAN na-agba Ndị Kraịst ume ka ha kpee ekpere maka steeti Niger
Onye isi oche, Christian Association of Nigeria (CAN), Niger state Chapter North Central Nigeria, Most Rev. Dr.…
Ista: Ọkà Okwu, Osote Ọkà Okwu Na-agba Ndị Kraịst ume Iṅomi Kraịst
Ọkà okwu nke Ụlọ Nnọchiteanya, Mazi. Abbas Tajudeen na osote onye na-ekwu okwu Benjamin Kalu agwala Ndị Kraịst ka…
Zelensky akatọọla okwu Putin dịka Yukren na Rọshịa na-atụ onwe ha aka maka igbochi nkwa…
Rọshịa na Yukren na-ebo onwe ha ebubo igbochi mkpebi nkwa 'nkwụsịtụ ọgụ Ista' kwesiri ịnọ awa iri ato.…
Ule nke afọ 2025 ga-amalite ụbọchị Tọzde Eprel 24 – JAMB
Ụlọọrụ na-ahụ maka ule eji abanye mahadum na Naịjirịa bụ ‘Joint Admission and matriculation Board (JAMB)’ ekwuola…
Popu pụtara n’Ista Sọnde mgbe ọrịachara ọrịa siri ike
Onyeisi ụka Katọlik n’ụwa niile Popu Francis apụtala maka inye ngọzị Ista Sọnde n’ogige St Peter dị na Vatican, ebe…
Gọọmentị kwuru na ha chọrọ ịkwalite ngwaahịa ndị a na-arụpụta na Naịjirịa
Gọọmentị kwuru na ha chọrọ ịkwalite ngwaahịa ndị a na-arụpụta na Naịjirịa
Whatsapp kwuru na ha ga-akwụsị ekwenti ochie dị icheiche
Whatsapp kwuru na ha ga-akwụsị ekwenti ochie dị icheiche
Mbuze na-eyi steeti Cross River Egwu.
Mbuze na-eyi steeti Cross Riva Egwu.