Mịnịsta na-ahụ maka njem na-akpakọrịta ndị ọdachi Ista Gombe metụtara
Mịnịsta na-ahụ maka njem na Naịjirịa bụ Sinetọ Said Ahmed Alkali, anatala n'ụzọ na-awụ akpata oyi n'ahụ maka akụkọ…
APC adọọla ọhaneze aka na ntị maka wayo
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC) enyela ọha mmadụ ozi ịdọ aka ná ntị banyere ozi ojoro…
Prezidenti Tinubu kelere Ansar UD-Deen President Adeniji Kazeem
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Barrister Adeniji Kazeem, maka nhọpụta ya dị ka onye isi oche nke…
IGP na-ahazigharị ndị uwe ojii mkpanaaka
Onye na-ahụ maka ndị uwe ojii na Naijiria bụ IGP Olukayode Egbetokun ekwuputala nhazigharị ngwa ngwa nke ndị…
Onye isi ala ekelela Emir nke Ilorin na emume ncheta omumu ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Emir nke Ilorin, Royal Highness, Alhaji Ibrahim Sulu-Gambari, na emume igba…
Steeti Rivers ga-akwalite Songhai Farms
Gọọmenti Rivers steeti ekwela nkwa ịmaliteghachi ụlọ ọrụ Songhai Integrated Farms iji kwalite mmepụta nri ma mepụta…
Ebighariri egwuregwu Serie A nke Italyn’ihi onwu Pope Francis
Otu egwuregwu bọọlụ Italy kacha elu, Serie A, eyigharịrị egwuregwu ụbọchị Mọnde niile ka Pope Francis nwụsịrị.…
Onye ndu Naijiria Tinubu alọtala ụbọchị Mọnde
A na-atụ anya na onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ga-alọta Naijiria n’ụbọchị Mọnde, abalị iri abụọ na otu n’ọnwa Eprel,…
Ndị isi oche na-akwado nkwa olileanya ọhụrụ
Ndị isi oche enyela ndị Naijiria obi ike maka mkpebi Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu imezu ebumnuche olileanya ọhụrụ…
Mmepe obodo:Tinubu leruru anya na ezi nmekorita yana Kalu
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kwusiri ike na mmekọrịta dịte aka dị n'etiti ya na Sinetọ Orji Uzor Kalu, na-echeta…