Onye isi ala Tinubu họpụtara Yuguda dịka Onye Nọchite Gọvanọ nke CBN
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kwadoro ịtọ Lamido Abubakar Yuguda dịka Onye Nọchite Gọvanọ nke Central Bank of…
Onye Ndọrọndọrọ Ọchịchị SDP Akwadola Mgbanwe Iwu Ntuliaka
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nakwa onye ji ọkọlọtọ SDP were zọọ ọkwa onyeisiala Naijiria n'afọ 2023 bụ Prince Adewole…
Ihe mere aha Daniel Bwala ji ewu
Kemgbe ihe ruru abalị atọ, aha ọnụ na-ekwuru onyeisiala Bola Tinubu na-ewu na soshal midịa dịka ya na otu onye…
Pete Edochie: Ana m emefu N40,000 kwa ụbọchị n’ọkụ latrik
Onye na-eme ejije Nollywood a ma ama bụ Pete Edochie akwaala arịrị maka ihe ọ na-eri ya inweta ọkụ dịka nsogbu…
Onye Egwuregwu Uganda Eturula Ugo World Half Marathon Ugboro Abụọ
Onye egwuregwu mba Uganda bụ Jacob Kiplimo eturula ugo Word Half Marathon nke ugboro abuo na Sọnde, wee gbaa ọsọ dị…
Sineti Akpọọla Mele Kyari na Ndị Ọzọ Maka Ịza Ajụjụ Ego
Ndị Sineti Naịjirịa akpọọla onye bụbu onyeisi otu ụlọ ọrụ mmanụ, Nigerian National Petroleum…
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Obasanjo Maka Agbamafọ Iri Asatọ Na Itoolu
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyel o nye bụbu Onyeisiala nakwa onye okenye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Onyeisiala…
Gọọmenti Anambra steeti ewepụla ego n’ụgwọọnwa ndị ọrụ n’ọnwa Febrụwarị
Gọọmenti Anambra steeti ewepụla ego n’ụgwọ ọnwa Febrụwarị nke ọtụtụ ndị ọrụ.
E wepụrụ ego n’ụgwọ ọnwa ha…
Naịjirịa akwụsịla njem ịga Ala Nsọ n’ihi esemokwu Middle East
Ndị ọchịchị Naịjirịa akwụsịla njem niile na-aga Izrel na West Bank ozugbo, n'ihi nsogbu nchekwa maka esemokwu…
Nigeria Kwupụtara Ego HOPE-EDU nke Dọla nde 552 Maka Mmegharị Mmụta
Gọọmenti Nigeria, site n'aka Federal Ministry of Education, emepere ego HOPE-EDU nke dọla nde 552 iji mee ka…