Nchekwa Obodo Na-Akawanye Mma – NSA
Onye ndụmọdụ Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu bụ onye ndụmọdụ gbasara nchekwa obodo, Mallam Nuhu Ribadu ekwela ndị…
Gọọmenti Naijiria Eguzobela Kọmitii Ga-Ahụ Maka Mmepụta Nnu Nakwa Kaolin
Gọọmenti Naijiria ewepụtala kọmitii mmadụ iri iji wusie usoro mmepụta nke nnu na Kaolin na mba ahụ ike.
Onye isi…
Onye ndụmọdụ gbasara nchekwa obodo na-agba ndị NLC, TUC ume ka ha kagbuo abuba ọrụ
Onye na-ahụ maka nchekwa na Naijiria (NSA), Mallam Nuhu Ribadu, agwala ndị otu a haziri ahazi nke ndị Nigerian…
NNPC ga-emepe ụzọ ikuku nke Ajaokuta-Kaduna-Kano gas
Ụlọ ọrụ Nigerian National Petroleum Limited ekwuola na a ga-ewepụta ọrụ ụgbọ mmiri Ajaokuta–Kaduna–Kano gas…
Sineti Committee n’ahu maka ndi ntorobia na adọ aka ná ntị n’etiti ndị ntorobịa…
Onye isi oche ndị otu Sineti na-ahụ maka ndị ntorobịa na egwuregwu, Sinetọ Adaramodu Adeyemi akpọkuola ndị ntorobịa…
Ulọ ikpe mkpegharị ikpe GEP: Nasarawa PDP gosipụtara ntụkwasị obi na ngalaba ikpe
Tupu ụlọikpe mkpegharị ikpe na ntuli aka Gọvanọ steeti Nasarawa, People's Democratic Party, PDP ekwupụtala obi ike…
Mmeri ntuli aka: Gọvanọ Niger steeti kelere Hope Uzodimma, ndị ọzọ
Gọvanọ Neja steeti bụ Mohammed Umaru Bago kelere Gọvanọ Imo steeti na onyeisi ndị otu Progressive Governors’ Forum…
Ịkagbu visa na Saudi Arabia: Nigeria na-akpọ ka obi dajụọ
Gọọmenti Naijiria akpọọla ka obi dajụọ maka ịkagbu visa ndị njem Naijiria otu nari iri asaa na asaa bịarutere…
Akwụkwọ ego naira ochie na-adịkwa n’iwu ruo mgbe ebighị ebi – CBN
Ulo aku etiti Central Bank of Nigeria (CBN) kwuru na N200, N500, na N1,000 ndetu ga-anọgide n'akwụkwọ iwu ruo mgbe…