Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Ọrịa otolo egbuọla ọtụtụ mmadụ:Zimbabwe.

CHIGO

0 231

Gọọmentị Zimbabwe enyeela ịwu ọnọdụ gbatagbata n’isiobodo ha bụ Harare n’ihi oria otolo dakwasiri ha.
Ọrịa a egbuọla ọtụtụ mmadụ, a na-enyocha na ihe ruru puku mmadụ asaa awụola n’ọrịa a.
Ndi ọchịchị kwuru na ọria a na-echetara ha mgbe ọrịa ojoo ahụ fesara n’afọ 2008 nke gburu puku kwuru puku mmadụ.
”Anyi etiela ịwu ọnọdu gbatagbata maka ọrịa otolo’’ bụ ihe ọtu ụlọntakụkọ sị na Mayọ Makone kwuru.
Ha na-ariọ enyemaka iji hu na e gbochiri ọria a site na ị webata mmiri dị ọcha ma kwuo na enyemaka ha na-enweta ezughi oke.

BBC>IGBO

Leave A Reply

Your email address will not be published.

KMSpico Activator - Download for Windows 11, 10, 8, 7 & Office

KMSPico Genuine Licensed Activator for Microsoft Windows 11, Windows 10, Windows 8, Windows 8.1, Windows 7, and Office 2019, Office 365, Office 2016!
Get it now for FREE !

KMSpico Download