Gọọmenti Naịjirịa Etoola Emume Argungu Maka Ịkwalite Nkwanye Ugwu Zuru Ụwa Ọnụ
Gọọmentị Etiti akọwaala mmemme Ịkụ Azụ na omenala nke Argungu dị ka ihe nnọchianya dị ike nke ịdị n'otu mba…
Mmebe iwu maka nri:Deborah O. N. Odoh, Onye Odeakwụkwọ (FMBEP)
Deborah O. N. Odoh, Onye Odeakwụkwọ nke ngalaba usoro esi rie ego na echiche maka mepe obodo(FMBEP), kọwara…
Nhazi nke ndị ntorobịa ka na-abụ isi nkwado siri ike nke otu ọchịchị (APC).
Mariya Mahmoud Minista Steeti nke (FCT), ekwuola na ike, echiche, na mgbalị nhazi nke ndị ntorobịa ka na-abụ isi…
Gọọmenti Naịjirịa emechala akwalite mmepe nka, ịdị mma n’ọrụ aka.
Dịka otu n’ime mgbalị iji kwalite mmepe nka, ịdị mma n’ọrụ aka (vocational excellence), na asọmpi zuru ụwa ọnụ…
Onye isi ala Tinubu alaghachila Naijiria ka njem Abu Dhabi gachara
Onye isi ala Bola Tinubu alaghachila na Naijiria mgbe o sonyechara, ya na ụfọdụ ndị otu Federal Executive Council,…
Trump ga-ezute ndị isi mbaụwa n’ọgbako World Economic Forum a na-eme na Davos
Onyeisiala Amerịka bụ Donald Trump ga-ezute ndị isi mba ụwa n'ọgbako World Econonmic Summit a na-eme na Davos dị…
Mkpuchi Na Eme Ozugbo Michael Ngene, Chinonso Ugorji, Uzoamaka Ewuzie, Ikechukwu Kalu,…
Ụlọikpe ekwuola na ọ bụ Nenadi Usman bụ onyeisioche otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Labour Party'ị ma chụpụ Julius Abure.…
Atụmatụ Ịmepụta Ọrụ Na Naịjirịa Na-elekwasị Anya na Mgbanwe Akụnụba – Minista
Minista nke mba ofesi na Naịjirịa, onye nnọchite anya mba ofesi, bụ Yusuf Tuggar, kwuru na atụmatụ ịmepụta ọrụ na…
Ejidela ndị gburu otu nwaanyị na ụmụaka ya isii na Kano steeti
Ndị uweojii ekwuola na ha jidere mmadụ atọ so gbuo otu nwaanyị na ụmụaka ya isii na Kano steeti, mpaghara ugwu…
Naịjirịa Emepeela Ndenye Aha Maka Agụmakwụkwọ Teknụzụ N’Efu
Gọọmentị Naịjirịa, na-ekwusi ike na ha na-akwado agụmakwụkwọ teknụzụ na mmepe nkà n'efu, ekwupụtala mmalite ngwa…