Minista Etoola Ngwaahịa Proforce Factory
Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa, Mohammed Badaru etoola ngwaahịa na akụrụngwa ọgbara ọhụrụ nke Proforce Factory rụrụ na…
Onyeisi Agha Ekwusiela Ike Maka Mmekorita Ha Na FIRS
Onye isi ndị ọrụ nchekwa nke Naijirịa (Chief of Defence Staff, CDS) General Christopher Musa eletala onye isi oche…
Dọkịta na-agba ndị Naijiria ume ka ha na-ebi ndụ ọgwụ mgbochi
Dọkịta Muyosore Makinde bụ onye ndụmọdụ ezinụlọ na-ahụ maka ọgwụ n'ụdị ndụ, agwala ndị Naijiria ka ha na-ebi ndụ…
AJ ga-akwụ ụgwọ maka mmeri ugo, na-etu ndị Cameroon anya
Ka na-awụ akpata oyi n'ahụ Super Eagles meriri Cameroon n'asọmpị iko mba Afrịka na-aga n'ihu na Ivory Coast, ndị…
Ministri ego: Lydia Jafiya amalitela ọrụ dịka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide
Odeakwụkwọ ọhụrụ a na-akpọ Permanent Federal Ministry of Finance bụ Oriakụ Lydia Jafiya ewegharala ọrụ n'isi ụlọ…
IPAC na-arụọ INEC ka eme ezi ntuli aga emeghari n’Enugwu
Ndị otu Inter Party Advisory Council (IPAC) dị n'Enugwu steeti, enyela ụlọ ọrụ Independent Electoral Commission…
Prezidenti Tinubu N’elu Okwu Nchekwa- Ụlọ ọrụ onye isi ala
Ndị isi oche kọwara dị ka “enweghị uche,” nkwupụta nke onye bụbu osote onye isi ala Atiku Abubakar na-akpọ oku ka…
Prezidenti Tinubu na-ekwe ndị Naijiria nkwa ezi nchekwa
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu emesighachila ndị Naijiria obi ike na a na-ewu ụlọ nchekwa obodo ugbu a maka…
Ụlọọrụ Elon Musk etinyela igwe ịntanetị ‘wireless chip’ n’ụbụrụ mmadụ
Elon Musk ekwupụtala na ụlọọrụ ya bụ Neuralink entinyela igwe ịntanetị a kpọrọ 'wireless brian chip' n'ụbụrụ mmadụ.…