Etu ị ga-esi mata akwụkwọ naịra ọhụrụ adigboroja
Ụlọakụ etiti akọwala ihe njirimara dị icheiche mmadụ ga-eji mata ego naịra ọhụrụ nke ezigbo na nke adịgboroja.…
Ndị Omebeiwu Ga-enyocha Ebubo Ntufu Ego Sitere Na Ire Mmanụ N’ụzọ Iwu Akwadoghị.
Ụlọ omebeiwu ekpebiela iguzobe kọmitii nchere oge ga-enyocha ebubo maka ire mmanụ Bonny Light crude nke dị nde…
Ntụliaka Afọ 2023: Otu Ndọrọndọrọ Ọchịchị Ekwela Nkwa Inye Ezi Gburugburu Azụmaahịa.
Onye ji ọkọlọtọ Young Progressive Party (YPP) azọ ọkwa ọchịchị Federal Constituency nke Awka North na South bụ Hon.…
IFC,na Microsoft na agba mbo ihu na ọrụ ugbo na-adigide na Afrika
Ụlọ ọrụ ego mba ụwa (IFC) na Microsoft ejikọtala ọnụ iji kwado mgbanwe dijitalụ na mpaghara ọrụ ugbo nke Africa.…
Qatar 2022: FIFA weputara okwa ndị otu ọkwa egwuriegwu
Otu na-achị bọọlụ mba ụwa, FIFA ewepụtala ọkwa ọkwa otu ndị sonyere na iko mba ụwa nke 2022 ka emechara na Qatar.…
Otu omenala nke Steeti Kwara etunyela Minista mgbasa ozi ugo
Ndị Igbomina ala dị na Kwara State, North-Central Nigeria n'ụbọchị ụka haziri oriri nnabata nke Mịnịsta na-ahụ maka…
Ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na-egoro PVC ndị mmadụ na-egbu onwe ha oge – INEC
Ụlọọrụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ekwuola na ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na-egoro akwụkwọ ikike…
Mgbakọ ndị isi US-Africa: Prezidenti Buhari laghachiri Abuja
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari laghachiri n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Amerịka na mba Afrịka.…
Argentina ebuliela iko mbaụwa 2022
Argentina ebulila iko mbaụwa 2022 dịka ha gbanyere goolu ikpeazụ ha site na pentarịtị.
France riri ụfọdụ…
Edere m akwụkwọ arụkwaghịm kamgbe 2013 – Pope Francis
Pope Francis gbara afọ iri asatọ na isii n'ụbọchị Satọde,abali iri na asaa nke onwa Disemba afo 2013…