Ego Naịra Ọhụrụ: ‘Ihe CBN na-eme bụ ka ọ dị mma’ – Peter Obi
Onye na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa na 'Labour Party' bụ Peter Obi arịọla ụmụ Naịjirịa ka ha nwee ndidi maka…
Iran Protest: Ayatollah, onye ọchịchị Iran agbagharala ọtụtụ ndị nọ na nga
Ụlọikpe kachasí nke mba Iran agbaharala ihe ruru puku pụrụ puku ndị nọ na nga nke gụnyere ndị e boro ebubo megide…
Sedentary Lifestyle: Etu ịnọdụ ala ogologo oge nwereike isi gbuo gị
Ụwa anyị bi n’ime ya ugbua adịghị etu ọ dịbụ na mgbe gboo. N’oge gara aga, ndị mmadụ na-eji ụkwụ agagharị, na-aga…
Ụkọchukwu Alia Emeriela Na Ntụliaka Mmegharị
Kọmitii na-ahụ maka ntuliaka mmegharị maka ọkwa gọvanọ nke All Progressives Congress (APC), na steeti Benue,…
Ụkọ Akwụkwọ Ego: Onyeisiala Buhari Ga-Ekpebi Ihe Ọzọ
Onyeisiala Muhammadu Buhari n'ụbọchị Fraịde gwara ụmụ amaala Naijiria ka ha nye ya ụbọchị asaa iji dozie nsogbu ụkọ…
PDP Ahọpụtala Kọmitii Nlekọta Na Steeti Ekiti
Kọmitii izugbe (National Working Committee) nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị People's Democratic Party, (PDP), ewepụtala…
Gọvanọ Osun kwadoro ọdịmma ndi oru steeti,nakwa ndị ọrụ okpuru ochichi
Gọvanọ Osun Steeti, Sinetọ Ademola Adeleke akwadola ngwugwu ọdịmma ndị ọrụ obodo na steeti ahụ. Edemede ewelitere…
Prezidenti ndị nta akụkọ na-arọọla ndị otua ka ha gosi ọkachamara
Onyeisi otu ndị nta akụkọ Naijiria (NUJ) bụ Chris Isiguzo enyela ndị nta akụkọ n'ofe mba ahụ ka ha bụrụ ndị…
Ogige Nhazi: Ndị na efe ala nna anyi na-akpọ oku maka nchekwa zuru oke
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ndị ntorobịa Naijiria, NYSC arịọla arịrịọ maka nchekwa zuru oke na Orientation Camps na Corps…
Ihe el-Rufai kwuru banyere nsogbu ego ọhụrụ
Aka na-achị Steeti Kaduna bu Nasir El-Rufai eboola ebubo na o nwere ndị nọ n'ọchịchị Onyeisiala Muhammadu Buhari…