Achụpụla Marvin, Yaya na BBTitans
Marvin na Yaya, na aha ejikọtara ọnụ 'MAYA', ndị otu ụlọ nke ihe ngosi telivishọn na-aga n'ihu, Big Brother Titans,…
Naira: APC gwara CBN, gọọmenti Naijiria ka ha kwanyere iwu ụlọ ikpe ùgwù
Otu na-achị All Progressives Congress (APC) akpọkuola Central Bank of Nigeria (CBN) na Attorney General nke…
Nigeria Air: President Buhari welitere olile anya
Onye isi ala Muhammadu Buhari na Sọnde na Addis Ababa zutere Girma Wake, onye isi oche ụlọ ọrụ ụgbọ elu Etiopia,…
Gọvanọ Umahi dọrọ ndị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị aka na ntị ka ha na-ebuso ibe ha agha
Gọvanọ Ebonyi steeti dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria bụ Engr. David Umahi adọọla ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị aka…
Ụmụ amaala Kwara steeti na-erite uru na mgbasa ozi ahụike efu
Ihe dị ka ụmụ amaala 3,000 na Kwara South District na Kwara steeti rite uru na mgbasa ozi ahụike n'efu na Sọnde.…
Etu AI ga-esi metụta gị n’ụlọọrụ gị n’afọ a.
Etu AI ga-esi metụta gị n'ụlọọrụ gị n'afọ a.
Kedụ ụdị nri ga-enye aka wulite ụbụrụ nwata?
Kedụ ụdị nri ga-enye aka wulite ụbụrụ nwata?
Ihe ndị ọzọ Igbo ji eme ego mgbe ochie.(Omenala na ewumewu)
Ihe ndị ọzọ Igbo ji eme ego mgbe ochie.(Omenala na ewumewu)
Libya Emeela Ncheta Afọ Iri Na Abụọ Achụtulu Moammar Gadhafi
Ndị Libya nọọrọ na Fraịde mee emume ncheta afọ iri na abụọ nke ọgba aghara afọ 2011.
E nwere nnukwu mmemme…